Samia Suluhu Hassan
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Tanzania |
aha n'asụsụ obodo | Samia Suluhu Hassan |
aha enyere | Samia |
aha ezinụlọ ya | Suluhu, Hassan |
ụbọchị ọmụmụ ya | 27 Jenụwarị 1960 |
Ebe ọmụmụ | Makunduchi |
nwa | Wanu Hafidh Ameir |
Asụsụ obodo | Swahili |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee, Swahili |
ọrụ ọ na-arụ | Onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị, economist |
Ọkwá o ji | President of Tanzania |
ebe agụmakwụkwọ | University of Manchester, Southern New Hampshire University, Mzumbe University, The Open University of Tanzania, Lumumba Secondary School |
onye otu ndọrọ ndọrọ ọchịchị | Party of the Revolution |
okpukpere chi/echiche ụwa | Okpukpere Alakụba |
Ihe nrite | Time 100 |
Samia Suluhu Hassan (amụrụ 27 Jenụwarị 1960) bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Tanzania na-eje ozi dị ka onye isi nke isii na ugbu a onye isi ala Tanzania . Ọ bụ onye otu pati social-democrat Chama Cha Mapinduzi (CCM) na-achị. Suluhu bụ nwanyị nke atọ onye isi ọchịchị nke obodo East African Community (EAC), na-esote Sylvie Kinigi na Burundi na Agathe Uwilingiyimana na Rwanda, ma bụrụkwa onye isi ala nwanyị mbụ nke Tanzania. Ọ malitere ọrụ na 19 Maachị 2021 ka Onye isi ala John Magufuli nwụsịrị na 17 Maachị 2021.
Onye obodo Zanzibar, [1] Suluhu ruru oru dịka minista na okara-onwe ogbe na oge ọchịchị onye isi ala Amani Karume. Oruru oru dịka onye otu nzuko omeiwu na mkpaghara Makunduchi site na afo 2010 ruo 2015 ma burukwa Minista nke Steeti na ulo oru osote onye isi oche nke ihe gbasara otu site na afo 2010 ruo na 2015. Na afo 2014, a horo ya ka oburu osote onye isi oche nke Constituent Assembly e nyere oru idebe iwu ọhụrụ nke obodo.
- ↑ Mules (19 March 2021). Samia Suluhu Hassan: Who Is Tanzania's New President? (en-GB). Deutsche Welle. Retrieved on 2021-03-25.