Samiha Ayoub

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Samiha Ayoub
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịEgypt Dezie
Aha enyereSamiha Dezie
aha ezinụlọ yaAyoub Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya8 Maachị 1932 Dezie
Ebe ọmụmụCairo Dezie
Dị/nwunyeAhmed El-Nahass, Mahmoud Moursy Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaArabic Dezie
Ọrụ ọ na-arụomee Dezie
Samiha Ayoub
Born (1932-03-08) 8 Maachị 1932 (age 92)
OccupationActress
Years active1938–present

Samiha Ayoub bụ onye Egypt na-eme ihe nkiri nke a maara maka ọrụ ya na ihe nkiri na telivishọn. N'afọ 2015, ọ natara onyinye Naịl na nka, n'otu afọ ahụ, a gụrụ nnukwu ụlọ nzukọ dị na National Theater aha ya, iji kwanyere ọrụ ya dị ịrịba ama na sinima na ihe nkiri, yana onyinye ya na nka ihe nkiri na Ijipt.[1][2][3]

Akụkọ ndụ[dezie | dezie ebe o si]

A mụrụ Samiha Ayoub na Shubra, Cairo na 1932.[3] Ọ gụsịrị akwụkwọ n'ụlọakwụkwọ ndị nọn di ebe ahụ, wee mechaa sonye na Acting Institute na 1952. Ọganihu ya bịara mgbe ọrụ ya na Samara na Rabaa ElAdawya (usoro redio). Ọ lụrụ di ugboro atọ, onye na-eme ihe nkiri Mohsen Sarhan, onye na-eme ihe nkiri Mahmoud Morsy, na onye na-ede egwuregwu Saʹed Eddine Wihbe (Saad Eddin Wehbe).[4]

Ndụ ọrụ[dezie | dezie ebe o si]

Site na 1972-1975 Ayoub duziri The Modern Theatre, site na 1975-1985, ọ bụ onye nduzi nke Al-Qawmy Theatre. Ọ rụrụ ọrụ na usoro telivishọn a ma ama El Miraya n'akụkụ Salah Zulfikar na 1984.[1]

Egwuregwu[dezie | dezie ebe o si]

  • Al-Bakheel (The Miser)[1]
  • Kobry Al-Namoos (Mosquito Bridge)[1]
  • Sikkat Al-Salama (Ụzọ Aka Mma)[1]

Fim[dezie | dezie ebe o si]

  • Motashareda
  • Shatea Al-Gharam Wal Wahsh[1]
  • Bein El Atlal (1959)[1]
  • Tita Rahiba (2012)[1]
  • El-Leila El-Kebira (2015)[1]

Telivishọn[dezie | dezie ebe o si]

  • El Miraya (1984)

Ebensidee[dezie | dezie ebe o si]

  1. 1.0 1.1 1.2 1.3 1.4 1.5 1.6 1.7 1.8 "New book celebrates Egypt’s famed actress Samiha Ayoub", Ahram Online, 6 March 2016. Retrieved on 28 November 2018. Kpọpụta njehie: Invalid <ref> tag; name "Ahram" defined multiple times with different content
  2. "Samiha Ayoub, Nagy Shaker, Hassan Sharara among winners of top State Awards from arts", Ahram Online, 14 June 2015. Retrieved on 28 November 2018.
  3. 3.0 3.1 "Samiha Ayoub to be guest of 'Molhem’ project", Egypt Today, 5 November 2017. Retrieved on 28 November 2018. Kpọpụta njehie: Invalid <ref> tag; name "Molhem" defined multiple times with different content
  4. "Samiha Ayoub Support’s Cairo Festival Decision to Support Palestine", Al Bawaba, 15 November 2000. Retrieved on 28 November 2018.