Samuel Okwaraji

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Samuel Okwaraji
Mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
obodo maka egwuregwuNaijiria Dezie
Aha enyereSamuel Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya19 Mee 1964 Dezie
Ebe ọmụmụorlu Dezie
Ụbọchị ọnwụ ya12 Ọgọọst 1989 Dezie
Ebe ọ nwụrụLagos Dezie
Ụdị ọnwụeke na-akpata Dezie
ihe kpatara ọnwụheart failure Dezie
Ọrụ ọ na-arụOnye otu egwuregwu bọọlụ Dezie
ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụicheetiti etiti Dezie
oge ọrụ ya (mmalite)1985 Dezie
ụdị egwuregwuFootbọl Dezie
so na1988 Summer Olympics, 1988 African Cup of Nations Dezie

Àtụ:Infobox football biographySamuel Okwaraji

Personal information

Aha Samuel Sochukwuma Okwaraji

Ụbọchị ọmụmụ 19 Mee 1964

Ebe ọmụmụ Orlu, Naịjirịa

Ụbọchị ọnwụ 12 Ọgụstụ 1989 (afọ 25)

Ebe ọnwụ Legọọsụ, Naịjirịa

Ebe ọ na-agba Midfielder

Ọrụ ntorobịa

1984–1985 AS Roma

Ọrụ okenye*

Afọ Tiimụ Apps (Gls)

1985–1986 Dinamo Zagreb 1 (0)

1986–1987 Austria Klagenfurt 14 (0)

1987–1989 VfB Stuttgart 0 (0)

1987–1988 → SSV Ulm (loan) 28 (5)

1989 Kon.Berchem Sport (BEL)

Nachọnalụ Tiimụ

1988–1989 Naịjirịa 8 (1)

Samuel Sochukwuma Okwaraji (19 Mee 1964 - 12 Ọgụstụ 1989) bụ ọkachamara n'egwuregwu bọọlụ gbaara mba Naịjirịa na mba ofesi. Ọ bụkwa ọkaiwu ruru eru nke nwere masịtasị na iwu mba ụwa na Mahadum Pontifical Lateran nke Rome. Ọ dara ma nwụọ n'ihi obi mgbawa na nkeji 77 nke asọmpi egwuregwu nke Iko mba ụwa ha na Angola na ama egwuregwu Legọọsụ na Surulere, Legọọsụ Steeti na 12 Ọgụstụ 1989.

Ọrụ[dezie | dezie ebe o si]

A mụrụ Ọkwaraji na 19 Mee 1964 na Orlu, Imo Steeti, Naịjirịa.

Okwaraji nwere ọrụ na Iroopu nke gụnyere ị gbara AS Roma (1984-1985), NK Dinamo Zagreb (1985-1986), Austria Klagenfurt (1986-1987), VfB Stuttgart (1987-1989) na SSV Ulm 1846 (mbite) 1987-1988) ka ọ gụchara akwụkwọ na iwu. Na obere oge ya na Dinamo Zagreb, Samuel nyere goolu atọ n'egwuregwu enyi na enyi na NK Budućnost Hodošan. A gbara bọọlụ a na 30 Epurel 1986, Dinamo Zagreb meriri 12-0. naanị bọọlụ Samuel gbaara ndị Dinamo na Yugoslav bụ mmadụ ka ọnọchi na 18 Mee 1986 ha na FK Priština . A gbara ya n'ama egwuregwu Maksimir na Zagreb, agba nke iri abụọ na iteghete nke afọ 1985/86. Dinamo Zagreb meriri 4: 3.

Ọrụ mba ụwa[dezie | dezie ebe o si]

O so na ndị otu egwuregwu nke "Green Eagles" na 1988 na asọmpi nke iko mba Afrịka nke afọ ahụ, o nyere otu goolu kachasị ọsọ na akụkọ ntolite nke mmeri ha na "Indomitable Lions" nke Cameroon. O sonyere were gbaa bọọlụ ikpeazụ, ebe Cameroon meriri "Eagles" meriri site na otu goolu

Egwuregwu ikpeazụ na ọnwụ[dezie | dezie ebe o si]

Okwaraji dara nkeji iri site na njedebe nke asọmpi iko mba ụwa 1990 ha na Angola na Legọọsụ . [1] Ọ nwụrụ site na nsogbu nke ọrịa obi mmapụ dịka ọtọpsịị gosipụtara na nwa amadị a nwere ọrịa obi na ọbara mgbali elu . [2] [3]

Ihe Nketa ekpe[dezie | dezie ebe o si]

Na Mee 19, 2019, ụbọchị nwesịrị ị bụ afọ iri ise na ise ncheta ọmụmụ ya. E nyere ya nsọpụrụ site na-ịgbanwe njimara gọgụlụ ụbọchị ncheta ọmụmụ, tinye ya Ọkwaraji.

Hụ kwa[dezie | dezie ebe o si]

  • Ndị otu egwuregwu bọọlụ nwụrụ mgbe ha na-egwu egwu

Nsidee[dezie | dezie ebe o si]

Njikọ dị na mpụga[dezie | dezie ebe o si]