Sandra Nashaat

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Sandra Nashaat
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịEgypt Dezie
aha n'asụsụ obodoساندرا نشأت Dezie
Aha ọmụmụساندرا نشأت بصال Dezie
Aha enyereSandra Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya2 Febụwarị 1970 Dezie
Ebe ọmụmụCairo Dezie
Asụsụ obodoArabic Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaArabic Dezie
Ọrụ ọ na-arụonye nhazi ndu ihe nkiri Dezie
ebe agụmakwụkwọCairo University, Cairo Higher Institute of Cinema Dezie
okpukpere chi/echiche ụwaCatholicism Dezie
Sandra Nashaat

Sandra Nashaat (amuru na Febụwarị 2, 1970) bụ onye nduzi ihe nkiri Ijipt.[1]

Akụkọ ndụ[dezie | dezie ebe o si]

Nashaat bụ Onye Kraịst Coptic. A mụrụ ya nye nne Lebanọn na nna Siria. Nashaat gara Cairo's Higher Film Institute nakwa Mahadum Cairo ebe ọ gụrụ French Literature. O meela ọtụtụ ihe nkiri ogologo oge n'afọ ndị na-adịbeghị anya, nke niile bụ ihe ịga nke ọma na ụlọ ọrụ.

Ihe nkiri[dezie | dezie ebe o si]

  • Akhir Shita (Oyi Ikpeazụ. Ihe nkiri dị mkpirikpi e wepụtara na 1992)
  • Al-Mufiola (The Editing Table. Ihe nkiri dị mkpirikpi e wepụtara na 1994)
  • Mabruk wa Bulbul (Mabruk na Bulbul. E wepụtara ya na 1998)
  • Leh Khaletny Ahebak (Gịnị mere ka m hụ gị n'anya? E wepụtara ya na 2000) nke Karim Abdel aziz, Mona Zaki, Hala Shiha na Ahmed Helmi gosipụtara
  • Haramia Fe KG 2 (Ndị ohi na ụlọ akwụkwọ ọta akara. E wepụtara ya na 2001) nke Karim Abdel aziz, Hanan Turk, Maged Elkeduani na Talaat Zakaria gosipụtara
  • Haramia Fe Thailand (Ndị ohi na Thailand. E wepụtara ya na 2003) nke Karim Abdelaziz, Hanan Turk, Maged Elkeduani, Talaat Zakaria na Lotfi Labib[2] gbara
  • Mallaki Iskandariya (Alexandria Private. A tọhapụrụ ya na 2005) nke Ahmed Ezz, Nour, Ghada Adel, Khaled Salah, Mohamed Ragab na Reham Abdelghafour.
  • El Rahena (Onye e jichiri. A tọhapụrụ ya na 2007), nke Ahmed Ezz, Noor, Yasmin Abdelaziz, Salah Abdalah na Mohamed Sharaf gbara
  • Masgoon Tranzeet (E wepụtara ya na 2008)
  • El-Maslaha (E wepụtara ya na 2012)
  • Sharak (E wepụtara ya na 2014)
  • Bahlam (E wepụtara ya na 2014)

Ebensidee[dezie | dezie ebe o si]

  1. Hillauer (2005). "Nashat, Sandra (1970–)", Encyclopedia of Arab Women Filmmakers. American Univ in Cairo Press, 100–104. ISBN 978-977-424-943-3. 
  2. Nakhla. "Cosmopolitan grass roots", Al-Ahram Weekly.

Njikọ mpụga[dezie | dezie ebe o si]

 

  • Sandra Nashaat at IMDb