Sarah Wild

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Sarah Wild
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịSouth Africa Dezie
Aha enyereSarah Dezie
aha ezinụlọ yaWild Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee Dezie
Ọrụ ọ na-arụOnye ntaakụkọ, Odee akwụkwọ Dezie
ebe agụmakwụkwọRhodes University Dezie
Ihe nriteScience Journalism Award - Small Newspapers Dezie
has written forThe Atlantic Dezie
nnọchiaha nkeonweL484 Dezie

Sarah Wild bụ onye odeakụkọ sayensị South Africa na onye ode akwụkwọ.

Ihe Nrite[dezie | dezie ebe o si]

  • Na Nọvemba 2017 ọ ghọrọ onye Africa izizi meriri AAAS Kavli Science Journalism Award. [1]
  • Akpọrọ Wild aha Siemens pan-African Profile Awards maka onye meriri akwụkwọ akụkọ sayensị na 2013, wee nata ihe nrite Dow Technology na Innovation Reporting na 2015 CNN Multichjoice African Journalist of the Year awards.

Ọrụ[dezie | dezie ebe o si]

Wild bụ onye dere Searching African Skies: The Square Kilometre Array and South Africa’s Quest to Hear the Songs of the Stars (2012) [2] na Innovation: Shaping South Africa through Science (2015),[3], nke bụ e bipụtara n'asụsụ Afrikaans dị ka Innovasie: Hoe wetenskap Suid-Afrika vorm Wild dere maka Scientific American, The Guardian, The Atlantic, Undark Magazine, AfricaCheck na Mail & Guardian.


Edensibịa[dezie | dezie ebe o si]

  1. https://sjawards.aaas.org/2017winners#smallnewspapergold%7Ctitle=Winners of the 2017 AAAS Kavli Science Journalism Awards
  2. Wild, Sarah (2012). Searching African Skies (in en). Jacana Media. ISBN 9781431404728. 
  3. https://books.google.com/books?id=z97KjgEACAAJ%7Ctitle=Innovation: Shaping South Africa Through Science|last=Wild|first=Sarah|date=2015|publisher=Pan Macmillan|isbn=9781770104389|language=en