Saratu Iya Aliyu

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Saratu Iya Aliyu
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
aha ezinụlọ yaAliyu Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya24 Septemba 1948 Dezie
Ebe ọmụmụNaijiria Dezie

Saratu Iya Aliyu Saratu Iya Aliyu (onye amụrụ na-ụbọchị iri aboụọ na-anọ n'ọnwa Septemba afọ 1948) bụ onye isi iri abụọ nke Nzukọ Na-ahụ Maka Azụmaahịa,Na-ahụ Maka Azụmaahịa, Nrụpụta, Ngwuputa na Ọrụ Ugbo ime-ụlọ nke Naijiria (NACCIMA) na onye isi ụmụ nwanyị nke abụọ mgbe Alaba Lawson gasịrị. [1]

Saratu bụ onye nchịkọ azụmahịa Nigerian na Onye Ijikwa nchịkwa nke otu ụlọ ọrụ Sarat. O nwere Asambodo B.Ed ya na Mahadum Mahadum Ahmadu Bello (ABU), Zaria,Naijiria.

Ọ mere nkuzi na Politeknik dị na Kaduna Steeti na Mahadum ABU. Ọ bụ onye natara aha "Paragon nke kacha mma na nkwalite maka ọrụ dị ukwu nye ala nna anyị" site n'aka ntọala Abubakar Tafawa na "nnọchiteanya nke udo" nke oge okpukpe na mmekọrita goọmenti mba ụwa maka udo n'ụwa .

Tupu ọkwa a, ọ bụ onye isi ndị isi nwunye nke ndị uwe ojii gara aga, Nzukọ Yola; Onye isi oche nke ndị nwunye ndị uwe ojii, Nzukọ Kaduna; Onye isi oche, Ndị Nwunye Na-ahụ Maka Ọha na Ọha, Yola; Onye isi oche, ndị agha na ndị uwe ojii lara ezumike nká; Ochekwa ego, ọgbakọ ndi Ụmụ nwanyi Mmụta na onye otu gbara ndụ, Nzube ịbụ nne na nna gọọmentị Naijiria.. [2]

Ndabere[dezie | dezie ebe o si]

A mụrụ Sarafutn'ụbọchị iri abụọ na anọ n'ọnwa Septemba, afọ 1948 na Lagos Naijiria. onye ọ lụrụ, Nuhu Aliyu Labbo bụ Sinetọ gọọmenti nke Naijiria. Ọ gụsịrị akwụkwọ na Mahadum Ahmadu Bello, Zaria, Kaduna steeti Naijiria nwere nzere bachelọ na mmụta. Ọ rụrụ ọrụ dịka onye nkuzi na politeknik nke Kaduna steeti na ABU. Ọ bụ onye ọrụ ugbo

Ọrụ[dezie | dezie ebe o si]

Ọ bụ onye isi oche gara aga nke jikọrọ ọnụ nke ụlọ ọrụ azụmahịa nke steeti ndi ụgwu, osote onye isi nke mbụ na nke abụọ NACCIMMA,Osote onye isi NACCIMA na Mba, onye isi nke ịme ụlọ Kaduna, Osote onye isi nke mbụ na nke abụọ ime ụlọ Kaduna na onye nchekwa ego NACCIMA. [3] O nweela ọkwá dị iche iche na mpaghara nkeonwe na Naịjirịa; Onye isi oche nke okike ọrụ na ndigide ndụ UNDP kwadoro, Osote onye isi azụmahịa nke Naijiria na Amerịka nke azụmahịa ime ụlọ na Kaduna, Osote onye isi oche otu ahia ọrụ-gbo nke ime ụlọ na Kaduna, Onye otu UNDP ndị nwere oke n'okike ọrụ na Nkwado obibi na ndigide ndụ na Kaduna, onye otu na-ahụ maka mmemme ịchụpụ ịda ogbenye na Kaduna, onye otu kansụl na-ahụ maka ụgbọ mmiri na Naijiria, onye otu ndị nwere oke na mbadamba FEAP na onye na-echekwa ego na Naijiria Azụmahịa ime ụlọ Niger. [4]

Ugwu na nsọpụrụ[dezie | dezie ebe o si]

  • Paragon nke kacha mma na nkwalite maka nnukwu ọrụ na ala nna anyị ”site n’aka ntọala Abubakar Tafawa
  • Onye nnochite anya maka udo ”site na nke oge okpukpe na mmekọrita goọmenti mba ụwa maka udo n'ụwa.

Ebensidee[dezie | dezie ebe o si]

 

  1. Saratu becomes 20th NACCIMA nat'l president. Daily Trust. Archived from the original on 19 May 2019. Retrieved on 20 May 2019.
  2. Tobi. Iya Aliyu becomes NACCIMA's 20th National President. TheGuardian. Retrieved on 18 May 2019.
  3. WFM91.7. 20TH NATIONAL PRESIDENT, NIGERIAN ASSOCIATION OF CHAMBERS OF COMMERCE, INDUSTRIES, MINES AND AGRICULTURE (NACCIMA). WFM917. Retrieved on 18 May 2019.
  4. The Editor. Saratu Iya Aliyu Becomes 20th NACCIMA President. MSN. The Tribune. Retrieved on 18 May 2019.