Aliyu

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
  • Aliyu Abubakar bu onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Naijiria
  • Aliyu Abubakar (onye bọọlụ) (amụrụ n'afọ 1996), onye bọọlụ Naijiria
  • Aliyu Attah, onye uwe ojii Naijiria
  • Aliyu Babba (nwụrụ n'afọ 1926), Emir nke Kano
  • Aliyu Bawa (amụrụ n'afọ 1991), onye Naijiria na-agba bọọlụ
  • Aliyu Doma (amụrụ n'afọ 1942), onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Naijiria
  • Aliyu Ibrahim, onye Naijiria na-agba bọọlụ
  • Aliyu Kama (amụrụ n'afọ 1949), ọchịagha Naijiria
  • Aliyu Mohammed Gusau (amụrụ n'afọ 1943), onye isi ndị agha Naijiria
  • Aliyu Mai-Bornu (1919-1970), onye Naijiria na-ahụ maka akụ na ụba
  • Aliyu Musa (amụrụ n'afọ 1957), onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Naijiria
  • Aliyu Obaje (1920-2012), onye ọchịchị ọdịnala Naijiria
  • Aliyu Okechukwu (amụrụ n'afọ 1995), onye Naijiria na-agba bọọlụ
  • Aliyu Modibbo Umar (amụrụ n'afọ 1958), onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Naijiria
  • Aliyu Magatakarda Wamakko (amụrụ n'afọ 1953), onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Naijiria
  • Abdullahi Aliyu, onye ọrụ gọọmentị Naijiria
  • Akilu Aliyu (1918-1999), onye Naijiria na-ede uri, onye edemede, ọkà mmụta na onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị
  • Dabo Aliyu (amụrụ n'afọ 1947), onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Naijiria
  • Hadiza Aliyu (amụrụ n'afọ 1989), onye Naijiria na-eme ihe nkiri
  • Ibrahim Aliyu, ọchịagha Naijiria
  • Jummai Babangida Aliyu, onye ọrụ enyemaka Naijiria
  • Mohammed Goyi Aliyu (amụrụ n'afọ 1993), onye Naijiria na-agba bọọlụ
  • Mu'azu Babangida Aliyu (amụrụ n'afọ 1955), onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Naijiria
  • Nasiru Aliyu (amụrụ n'afọ 1990), onye Naijiria na-agba bọọlụ