Saturnin Pandi
Ọdịdị
Saturnin Pandi
ụdịekere | nwoke |
---|---|
mba o sị | Democratic Republic of the Congo, Republic of the Congo |
aha enyere | Saturnin |
ụbọchị ọmụmụ ya | 1932 |
Ụbọchị ọnwụ ya | 1996 |
ọrụ ọ na-arụ | onye egwu |
ngwa egwu | conga |
Saturnin Pandi (1932–1996) bụ onye na-edekọ egwu soukous, onye na-egwu conga, na Republic of the Congo (Congo-Brazzaville) na Democratic Republic of the Congo (DRC). Ọ bụ otu n'ime ndị guzobere otu soukous TPOK Jazz, nke e guzobere n'afọ 1956, nke François Luambo Makiadi duziri, nke na-achịkwa egwu ndị Congo site n'afọ 1950s ruo afọ 1980s. Ọ bụkwa onye otu Bantous de la Capitale, nke e guzobere, na Brazzaville n'afọ 1959, nke Jean Serge Essous duziri.
Njikọ mpụga
[dezie | dezie ebe o si]Leekwa
[dezie | dezie ebe o si]- Franco Luambo Makiadi
- Sam Mangwana
- Josky Kiambukuta
- Simaro Lutumba
- Ndombe Opetum
- Youlou Mabiala
- Mose Fan Fan
- Wuta Mayi
- TPOK Jazz
- Ndepụta nke ndị egwu Afrịka