Saul Weigopwa

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Saul Weigopwa
Mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
Aha enyereSaúl Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya14 Jụn 1984 Dezie
Ebe ọmụmụSong, Nigeria Dezie
Ọrụ ọ na-arụsprinter, asọmpi egwuregwu Dezie
ụdị egwuregwuegwuregwu Dezie
so na2008 Summer Olympics, 2004 Summer Olympics, 2006 Commonwealth Games Dezie

Saul Weigopwa (amụrụ 14 June 1984 na Song, Nigeria ) bụ onye egwuregwu Naijiria, bụ ọkachamara na 400 m, ebe kacha mma nke ya bụ 45.00s (n'ihi na o nwetara ugboro abụọ).

Na 2004 Summer Olympic Games Weigopwa so na asọmpi 400 m, ebe e ji 45.67s kụpụrụ ya na ọkara ikpeazụ. Ọ sokwa na ndị otu Naijiria nwetara ihe nrite ọla na 4 × 400 m relay .

Njikọ mpụga[dezie | dezie ebe o si]