Saulo Sarmiento

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Saulo Sarmiento
Mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
mba o sịSpain Dezie
Aha enyereSaulo Dezie
aha ezinụlọ yaSarmiento Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya13 Ọgọọst 1987 Dezie
Ebe ọmụmụCanary Islands Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaSpanish Dezie
Ọrụ ọ na-arụacrobat, Ọgba egwu, omenkà, acrobatic gymnast Dezie
ụdị egwuregwuacrobatics Dezie
webụsaịtịhttp://saulosarmiento.com/ Dezie

Saulo Sarmiento (amụrụ n'abalị iri na atọ n'ọnwa Ọgọstụ n'afọ 1987) bụ onye na-eme ihe nkiri na onye na-agba egwú na Canary Islands. Ọ rụrụ ọrụ na Cirque du Soleil ma pụta na ihe ngosi Britain's Got Talent nakwa La France a un incroyable talent.[1][2][3][4] Ọ malitere ọzụzụ mmega ahụ mgbe ọ dị afọ iri na atọ.[5]

Sarmiento na-asụ Bekee, Spanish, na French.[6] N'ihe gbasara ahụike, Sarmiento gwara Queerty na ọ naghị eri nri nke ukwuu tupu ọ hie ụra ma na-agwakọtakwa usoro obi na ihe dị arọ na klas yoga.[7]

Ebensidee[dezie | dezie ebe o si]

  1. Deen (2016-05-15). Britain's Got Talent: Alesha Dixon couldn't get enough of this hunky contestant (en-US). Metro. Retrieved on 2019-04-14.
  2. Acróbata del Cirque du Soleil dictará talleres en Asunción (es). ABC Color (28 September 2018). Retrieved on 2019-04-14.
  3. Ricardo (2018-04-02). Un sueño hecho realidad llamado Saulo Sarmiento (es). Togayther. Retrieved on 2019-04-14.
  4. Saulo Sarmiento representa a España en ‘World’s Got Talent’ (es-ES). Canarias7 (2019-03-21). Retrieved on 2019-04-14.
  5. Daly (14 May 2016). BGT's pole dancer Saulo Sarmiento is award-winning Cirque du Soleil aerial artist (en). Radio Times. Retrieved on 2019-04-14.
  6. Díaz P. (4 March 2018). Artista del Cirque du Soleil, Saulo Sarmiento: el canario que voló para vivir como nómada (es-LA). La Nación. Retrieved on 2019-04-14.
  7. 8 hot Instastuds share their best fitness tips to help you build muscle. Queerty (2017-09-24). Retrieved on 2019-04-14.

Njikọ mpụga[dezie | dezie ebe o si]

  • Official website