Sayed Zayan
Ọdịdị
Sayed Zayan
ụdịekere | nwoke |
---|---|
mba o sị | Egypt |
ụbọchị ọmụmụ ya | 10 Eprel 1956 |
Ebe ọmụmụ | Alexandria |
Ụbọchị ọnwụ ya | 13 Eprel 2016 |
Asụsụ obodo | Egyptian Arabic |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Arabic, Egyptian Arabic |
ọrụ ọ na-arụ | omee, omee ihe nkiri, onye mkpaochi |
Sayed Zayan (Arabic; a mụrụ 17 August 1943, ọ nwụọ 13 April 2016) bụ onye Egypt na-eme ihe nkiri.
Ihe nkiri
[dezie | dezie ebe o si]- The Beggar (ihe nkiri)
- Easabat Al'nisa
Egwuregwu
[dezie | dezie ebe o si]- Onye ọkwọ ụgbọala tagzi
Zayan nwụrụ n'ụtụtụ Wednesday, 13 April 2016 na Cairo, mgbe ọ dị afọ 73, mgbe ọ lụchara ọgụ na ọrịa.[1]
Hụkwa
[dezie | dezie ebe o si]- Ndepụta ndị Ijipt
Edemsibịa
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ The death of Egyptian actor Sayed Zayan after illness alarabiya web site, April 13, 2016.
Njikọ mpụga
[dezie | dezie ebe o si]- Sayed Zayan na IMDb
- Zayan kwuru na ElCinema.com (Arabic)