Seidou Idrissa

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Seidou Idrissa
Mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
mba o sịNiger, Naijiria Dezie
obodo maka egwuregwuNaijiria Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya24 Disemba 1985 Dezie
Ebe ọmụmụNiamey Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaFrench language, pidgin Naịjirịa Dezie
Ọrụ ọ na-arụOnye otu egwuregwu bọọlụ Dezie
ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụichegaa n'ihu Dezie
ụdị egwuregwuFootbọl Dezie
so na2012 Africa Cup of Nations Dezie

Saïdou Idrissa (amụrụ ya na 24 Disemba 1985), bụ onye Nijeria na-agba bọọlụ nke ikpeazụ gbara dịka onye na-achu gọọlụ maka AS SONIDEP . Ọ nọchitere anya ndị otu mba Niger na mba ụwa.

Ọrụ klọb ya[dezie | dezie ebe o si]

A mụrụ Idrissa na Niamey.

Mgbe ọ nọrọ na Belgium na K.A.A. Gent, ọ bịnyere aka na Cotonsport FC de Garoua n'afọ 2010.[1]

Ọrụ mba ụwa ya[dezie | dezie ebe o si]

Idrissa gbara bọọlụ na Niger site n'afọ 2003 ruo 2013.

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. SEIDOU Idrissa - Site Jimdo de afridevprofoot!. Archived from the original on 26 January 2013. Retrieved on 19 October 2012.

Njikọ mpụga[dezie | dezie ebe o si]