Seze language

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Seze
Spoken in: Ethiopia 
Region: West Oromo region
Total speakers: 3,000
Language family: Tafrusyawit
 Omotic
  North
   Mao
    Seze
Language codes
ISO 639-1: none
ISO 639-2:
ISO 639-3: sze

Seze (ma ọ bụ Sezo) bụ asụsụ Afro-Asiatic Omotic, nke a na-asụ n'akụkụ ọdịda anyanwụ nke Etiopia, na nso obodo Begi na dị n'ebe ugwu nke obodo ndị na-asụ Hozo.

Ihe odide[dezie | dezie ebe o si]