Sibongile Mlambo

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Sibongile Mlambo
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịZimbabwe Dezie
Aha enyereSibongile Dezie
aha ezinụlọ yaMlambo Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya26 Jụn 1990 Dezie
Ebe ọmụmụZimbabwe Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee, Spanish, French language Dezie
Ọrụ ọ na-arụomee, model Dezie
ebe agụmakwụkwọSouthern Methodist University Dezie
Ebe obibiTexas, Spain Dezie
oge ọrụ ya (mmalite)1997 Dezie

Sibongile Mlambo bụ onye omere na Zimbabwe nke bi na United States. A maara ya maka ịsonye na ihe nkiri nke Netflix hibere nke a kpọrọ 'Lost in Space', usoro ihe onyonyo akụkọ ihe mere eme nke Starz Black Sails nakwa ihe nkiri a kpọrọ 'Honey 3' ya na 'The Last Face'[1] A makwaara ya nke ọma maka ọrụ ya dị ka Tamora Monroe na usoro telivishọn MTV nke a kpọrọ 'Teen Wolf', dị ka Donna na usoro telivishọn Freeform Siren, na ikwupụta Melusi na egwuregwu Ubisoft, Tom Clancy's Rainbow Six Siege.


Sibongile Mlambo
Born
Sibongile Mlambo

(1990-06-25) 25 Juunu 1990 (age 33)
NationalityZimbabwean
Alma materSouthern Methodist University
Occupation
  • Model
  • Actress
Years active1997–present

Mmalite Ndụ[dezie | dezie ebe o si]

A mụrụ Mlambo na Zimbabwe, nna ya bụ dọkịta. Mlambo nwere nwanne nwanyị nke tọrọ ya, ọ bụkwa onye na-eme ihe nkiri.[2] Mlambo hapụrụ Zimbabwe na 2005 ịga agụ akwụkwọ na United States ma biri na Texas, New York, o mechara biri na Spain obere oge. Na 2011, Mlambo gara biri na South Africa, wee na-arụ ọrụ na Johannesburg na Cape Town.[3] Mlambo mechara laghachi ala United States, biri na Los Angeles.[4]

Mlambo gụrụ French na Spanish na Mahadum Southern Methodist ma nweekwa ezigbo ntọala n'ịgba egwu.

Ọrụ[dezie | dezie ebe o si]

Nlereanya[dezie | dezie ebe o si]

Mlambo abụrụla ihu mkpọsa Nivea n'ofe Africa na onye nnọchiteanya Ice Genetics na Cape Town. Na 2007, Mlambo bụrụ ada nke abụọ na Miss Zim-USA 2007.[5]

Ime ihe nkiri[dezie | dezie ebe o si]

Ọ mere ihe nkiri dị ka Eme na ihe ngosi netwọkụ Starz Black Sails  wee mee ya dị ka otu n'ime ndị na-edu ndú. O mekwara ihe nkiri dika Ishani na 'Honey 3' nakwa dika Cassie Ventura na Kenny Wormald nke Footloose.[6]

Ọ sokwa na ndị mere ihe nkiri The Last Face dị ka Assatu, ma bụrụ nwanne Chadwick Boseman, Bianca, na ihe nkiri ama ama a kpọrọ 'Message From the King'.[7]

Na 2018, Mlambo rụrụ ọrụ n'usoro ihe onyonyo Siren dị ka Donna.

N'afọ 2021, onye ọbịa Mlambo mere ihe nkiri na mmemme "ihe mgbu" nke Black Lightning dị ka Maya Odell.


Ihe nkiri nile Ọ megoro[dezie | dezie ebe o si]

Fiim[dezie | dezie ebe o si]

Year Title Role Notes
1997 Kini and Adams Bongi
2012 Half Good Killer Aida Short film
2013 Felix Dancer as Sibo Mlambo
2015 Back to School Mom Beth
Ladygrey Estelle
While You Weren't Looking Female student
2016 Message From The King Bianca
Detour MGM Receptionist
Honey 3: Dare to Dance Ishani Direct-to-video
The Last Face Assatu
2017 New Haven Astou Niang Diallo Short film
Mbomvu Woman in White Short film
2018 Under the Silver Lake Blonde Roommate
2019 Shadow Wolves Zora
Afrika is a Country Blue Woman Short film
TBA Take Back the Night The Reporter Post-production

Television[dezie | dezie ebe o si]

Year Title Role Notes
2009 America's Got Talent Herself Contestant
2012 Beaver Falls Cheerleader Episode: #2.4
Strike Back Hostess Episode: "Vengeance, Part 3"
2013 Mad Dogs Detective Episode: #3.1
2014–2017 Black Sails Eme Recurring role; 10 episodes
2014 Homeland Jackie Marr Episode: "Shalwar Kameez"
2015 Jamillah and Aladdin Washerwoman as Sibo Mlambo
2017 Teen Wolf Tamora Monroe Recurring role; 9 episodes
2018–2019 Siren Donna Main role; 10 episodes
2018–2019 Lost in Space Angela Goddard Recurring role (season 1)
Main role (season 2)
2018 MacGyver Nasha Recurring role; 3 episodes
2019 Dark/Web Amy Main role; 8 episodes
2020 God Friended Me Lulu Episode: "The Princess and the Hacker"
2020 Lovecraft Country Tamara 2 episodes
2021 Black Lightning Maya Odell Episode: "Painkiller"
2021 Roswell, New Mexico Anatsa Recurring role; 3 episodes
TBA Florida Man Clara Recurring role

Ihe nrite na nhọpụta[dezie | dezie ebe o si]

Year Award Ceremony Prize Result Refs.
2016 Zimbabwe International Women's Awards Actress of the Year Ahọpụtara [5]

Ebensidee[dezie | dezie ebe o si]

  1. Zim Actress Sibongile Mlambo to be Lead Actress in Honey 3. Z Gossip. Archived from the original on 28 August 2018. Retrieved on 16 March 2022.
  2. Scott, Sydney (27 March 2018). 5 Things To Know: Sibongile Mlambo Is Set To Make A Splash In Freeform's 'Siren'. Essence.
  3. 10 Questions For: Sibongile Mlambo. Cape Town Magazine.
  4. Sibongile Mlambo – Actress, United States. Zimbassador. Archived from the original on 31 January 2020. Retrieved on 16 March 2022.
  5. 5.0 5.1 Holly Wood actress relishes Zim honour. Daily News (18 September 2016). Archived from the original on 29 May 2019. Retrieved on 16 March 2022.
  6. Sibongile Mlambo: Zimbabwean-Born Actress Starrs in 'Honey 3'. Face2Face.
  7. Another Hollywood role for Zim actress. Nehanda Radio (15 May 2015).

Njikọ Mpuga[dezie | dezie ebe o si]