Sibulele Holweni

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Sibulele Holweni
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịSouth Africa Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya28 Eprel 2001 Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee Dezie
Ọrụ ọ na-arụOnye otu egwuregwu bọọlụ Dezie
ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụicheetiti etiti Dezie
onye nsonye òtù egwuregwuSouth Africa women's national association football team, South Africa women's national under-17 football team Dezie
ụdị egwuregwuFootbọl Dezie
so na2019 FIFA Women's World Cup Dezie

Sibulele Cecilia Holweni (a mụrụ n'abali iri abụo na asatọ n'ọnwa Eprel n'afọ 2001) bụ onye egwuregwu bọọlụ South Africa nke na-agbara Sophakama / HPC dị ka onye ọnọ n'etiti na ndị otu ụmụ nwanyị South Africa bọọlụ.

Ọrụ mba ụwa[dezie | dezie ebe o si]

Holweni gbara egwuregwu bọọlụ mbụ ya n'abalị iri na abụọ nke ọnwa Mee afọ 2019 na mmeri enyi na enyi ọkpụ atọ asara ha ma ha asataghị ọtú na United States. N'abalị iteghete nke ọnwa Nọvemba afọ 2020, Holweni nyere goolu ise na mmeri asaa na asataghị otu nke otu ahụ meriri Comoros na ngalaba A nke 2020 COSAFA Women's Championship .[1] South Afrịka mechara soro n'elu ngalaba otu ha wee gaa n'ọkwa mgbapụ

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. "Holweni produces five-star performance as Banyana crush Comoros in 7-0 rout", Sunday Times, 9 November 2020. Retrieved on 9 November 2020.