Silas Nwankwo

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Silas Nwankwo
Mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
Aha enyereSilas Dezie
aha ezinụlọ yaNwankwo Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya12 Disemba 2003 Dezie
Ebe ọmụmụNaijiria Dezie
Ọrụ ọ na-arụOnye otu egwuregwu bọọlụ Dezie
ụdị egwuregwuFootbọl Dezie

Silas Nwankwo (amuru n'ubochi 12 n'ọnwa Disemba n'afọ 2003) bu onye ọkachamara n’egwuregwu bọọlụ Naijiria na-agba dị ka onye ọkpọ maka klọb Sweden Mjällby [1] na Allsvenskan .

Ọrụ[dezie | dezie ebe o si]

Nwankwo gbaara klọb Naijiria Crown FC ruo ọnwa July n'afọ 2019, tupu ọ gafeeSunshine Stars . [2] Mgbe otu afọ gara,, ọ gara n'ihu igbara Nasarawa United na NPFL na-eme ngosi 35 ma na-enye goolu 19 na oge 2020-21 . [3]

Mjällby AIF[dezie | dezie ebe o si]

N'ubochi 3 n'ọnwa Febrụwarị n'afọ 2022, Nwankwo bịanyere aka n'akwụkwọ nkwekọrịta afọ atọ na klọb Sweden Mjällby .

Nkwanye ugwu[dezie | dezie ebe o si]

  • NPFL Eunisell ihe nrite akpụkpọ ụkwụ ọla edo 2020-2021. [3]

Ebenleta mpụga[dezie | dezie ebe o si]

  • Silas Nwankwo na Soccerway

Ebensidee[dezie | dezie ebe o si]

  1. Silas Nwankwo: Mjallby AIF sign Nigerian youngster from Nasarawa United | Goal.com. www.goal.com. Retrieved on 2022-02-04.
  2. SILAS NWANKWO STRIKES TO HAND SUNSHINE STARS A PRECIOUS WIN OVER AKWA UNITED (en-US). Latest Sports and Football News in Nigeria | Sports247 (2019-12-02). Retrieved on 2022-02-04.
  3. 3.0 3.1 Eunisell Golden Boot: Nwankwo, Atshimene emerge joint winners (en-US). Vanguard News (2021-09-09). Retrieved on 2022-02-04.