Gaa na ọdịnaya

Simi (singer)

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Simi
mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
aha n'asụsụ obodoSimisola Kosoko Dezie
Aha ọmụmụSimisola Kosoko Dezie
aha ezinụlọ yaOgunleye Dezie
aha pseudonymSimi Dezie
ụbọchị ọmụmụ ya19 Eprel 1988 Dezie
Ebe ọmụmụOjuelegba, Lagos Dezie
Dị/nwunyeAdekunle Gold Dezie
nwaAdejare Dezie
Asụsụ obodoAsụsụ Yoruba Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaEnglish, Asụsụ Yoruba Dezie
ọrụ ọ na-arụonye na-abụ abụ, singer-songwriter, omee Dezie
ebe agụmakwụkwọCovenant University Dezie
oge ọrụ ya (mmalite)2006 Dezie
agbụrụNdi Yoruba Dezie
okpukpere chi/echiche ụwaEfefe Kraịst Dezie
Ụcha ime anyabrown Dezie
ụcha ntụtụ isiNtụtụ ojii Dezie
ngwa egwuolu egwụ Dezie
Ọrụ ama amaDuduke Dezie
ụdịrhythm and blues, African popular music, Afrobeats, soul Dezie
Ihe nriteOkayAfrica 100 Women, 2015 Nigeria Entertainment Awards, The Headies 2016, City People Entertainment Awards Dezie
webụsaịtịhttp://www.iamsimi.com/ Dezie
nnọchiaha nkeonweL484 Dezie

Simisola Kosoko Audio   (nee Ogunleye; amụrụ ya ka ọnwa April di na mkpụrụ ụbọchi iri na itenani, n'afo 1988), bụ onye eji aha o ji eti egwu bụ Simi nwe mara bụ onye Naijiria na- agụ egwu, ede egwu ma ne-emekwa ihe nkiri. [1] [2] Ọ malitere ọrụ ya dịka onye na-abụ abụ ozioma, nwe wepụta egwu izizi ọ n'ụlọ ọbọ egwu ọ kpọrọ Ogaju n'afọ 2008 . [3]Amatara ya nke n,afọ 2014 mgbe O weputasiri egwu ya nke ọ kpọrọ "Tiff" , abụ a họpụtara dika Best Alternative Song na The Headies 2015 . [4] Simi na ndị ụlọ egwu a kpọrọ X3M Music binyere aka n'akwụkwọ n,afọ 2014, mana ọ hapụrụ ha n'ọnwa May afọ 2019 ka oge mbinye aka n'akwukwọ ahụ gwụrụ. [5] O wepụtara alụbọm ụlọ egwu nke abụọ ya bụ Simisola na kpụrụ ụbọchi asatọ n'ọnwa Septemba , n'afọ 2017. [6] [7] Alụbọm nke atọ ya bụ Omo Charlie Champagne, Vol. 1 pụtara ka o dabaa na ubochi ọ di afọ iri atọ na otu nke bụ mkpụrụ ụbọchi iri na itolu n'afọ 2019. O bidoro ụlọ egwu ya ọ kpọrọ Studio Brat n'ọnwa Jun afọ 2019. [8]

Mmalite ndu na mmuta

[dezie | dezie ebe o si]

A mụrụ Simi na Ojuelegba, nke dị na Surulere , dịka nwa ikpeazụ n’ime ụmụ anọ. [9] Na mkparịtaụka ya na Juliet Ebirim nke akwụkwọ akụkọ Vanguard, Simi gosipụtara na ndị mụrụ ya kewara mgbe ọ dị afọ itolu. O kpughekwara na o tolitere dị ka tomboy. [10] Simi gara Stars International College, ụlọ akwụkwọ sekọndrị dị na Ikorodu, Lagos State. [11] Ọ gara akwụkwọ na mahadum Covenant University , ebe ọ nwetara nzere na mass communication. [12]

2006–13: Mbido ọrụ na Ogaju

[dezie | dezie ebe o si]

Simi tolitere ịgba egwu na ịbụ abụ dịka onye otu ukwe ukwe nke ụka dị na mpaghara ya. O dere abụ izizi ya mgbe ọ dị afọ iri. [13] Ọlụ aka nka ya bidoro n’afọ 2008 ka e wepụtara album album ya bụ Ogaju nke izizi, nke nwere ọtụtụ egwu dịka “Iya Temi” na “Ara Ile”. Ọ bụ Samklef mepụtara album ahụ. [14]

Ihe nrite na nhọpụta

[dezie | dezie ebe o si]
Year Award ceremony Prize Recipient/Nominated Work Result Ref
2015 2015 Nigeria Entertainment Awards Most Promising Act to Watch Herself Merie [15]
2015 City People Entertainment Awards Most Promising Act of The Year Merie [16]
2015 Nigerian Music Video Awards Best RnB Video "Tiff" Ahọpụtara [17]
Music Video of The Year Ahọpụtara [17]
Best Soft Rock/Alternative Video "Jamb Question" Ahọpụtara [18]
2016 The Headies 2015 Best Alternative Song "Tiff" Ahọpụtara [19]
Best Vocal Performance (Female) Herself Ahọpụtara [19]
2016 City People Entertainment Awards Female Artiste of the Year Merie [20]
Nigerian Teen Choice Awards 2016 Choice Upcoming Female Artist Merie [21]
2016 MTV African Music Awards Best Breakthrough Act Ahọpụtara [22]
The Headies 2016 Best Recording of the Year "Love Don't Care" Ahọpụtara [23]
Best R&B Single Ahọpụtara [23]
Best Collaboration "Soldier" (with Falz) Merie [24]
Best Vocal Performance (Female) "Love Don't Care" Merie [25]
2017 2017 City People Entertainment Awards Best Collabo of the Year "No Forget" (with Adekunle Gold) Merie [26]
2017 Nigeria Entertainment Awards Best Afropop Female Artist Herself Ahọpụtara [27]
Best Album Chemistry (with Falz) Ahọpụtara [28]
AFRIMA Awards Songwriter of the Year Herself Merie [29]
Soundcity MVP Awards Festival Song of the Year Ahọpụtara [30]
Best Female MVP Ahọpụtara
Best Pop Ahọpụtara
2018 The Headies Best Recording of the Year "Joromi" Merie [31]
Best R&B/Pop album Simisola Ahọpụtara
Best R&B single "Smile For Me" Merie
Best Vocal Performance (female) "Gone For Good" Ahọpụtara
Album of the Year Simisola Merie
Artiste of the Year Herself Ahọpụtara
Future Awards Africa Prize for Music Merie [32]
2021 Net Honours Most Popular Musician Merie [33]
Most Searched Musician (female) Merie
Most Played Pop Song "Duduke" Ahọpụtara
Most Played Hip Hop song "Know you" (Ladipoe featuring Simi]] Ahọpụtara
Most Played RnB Song "Running to You" (Chike featuring Simi) Ahọpụtara
2023 The Headies SONGWRITER OF THE YEAR “Loyal” Ahọpụtara
Best R&B Single “Loyal” – Simi ft Fave Ahọpụtara
Best Vocal Performance (Female) “Loyal” Ahọpụtara
Best R&B Album To Be Honest (Tbh) Ahọpụtara
Best Female Artiste Herself Ahọpụtara

Edemsibia

[dezie | dezie ebe o si]
  1. Adekunle Gold pens romantic message to mark Simi’s birthday. P.M News (April 19, 2019). Retrieved on 19 April 2019.
  2. "I started with gospel music – Simi", April 18, 2016. Retrieved on April 21, 2016.
  3. "Nigeria: Even the Silliest Things Inspire Me – Simi", allAfrica, December 25, 2015. Retrieved on April 21, 2016.
  4. "Headies 2015: Check out the complete nomination list", September 30, 2015. Retrieved on April 21, 2016.
  5. Nigeria's Simi leaves record label. Music in Africa (2 May 2019). Retrieved on 3 May 2019.
  6. "Simi, Sammy Join X3M Music", April 2, 2014. Retrieved on April 21, 2016.
  7. It's here! Simi releases her debut album, 'Simisola' (September 8, 2017). Retrieved on September 13, 2017.
  8. Simi launches her record company, Studio Brat. Pulse Nigeria (June 20, 2019). Retrieved on 30 June 2019.
  9. Olonilua, Ademola. "I fantasise about working with Ebenezer Obey –Simi", The Punch, April 2, 2016.
  10. Ebirim, Juliet. "Why I do love songs – Simi", Vanguard Newspaper, March 17, 2016.
  11. https://www.youtube.com/watch?v=7fbczH4KCYQ
  12. Medeme, Ovwe. "SIMI:I DON’T FEEL THREATENED BY ANYBODY", The Nation Newspaper, March 27, 2016.
  13. Odigie, McDonald. "WHY I SANG ‘‘MA BI MI NI JAMB QUESTION SONG’’- AFRO POP SINGER, SIMI", Goldmyne Entertainment, August 12, 2015.
  14. Ikeokwu, Juliet. "JAMB QUESTION CROONER, SIMI SHARES HER STORY", YES INTERNATIONAL! Magazine, June 12, 2015.
  15. Badmus, Kayode. "Kiss Daniel, Simi, and Dj Cuppy win big at NEA 2015", Nigeria Entertainment Today, September 7, 2015.
  16. Offiong, Vanessa Adie. "Simi thrills in new video", Daily Trust Newspaper, November 27, 2015.
  17. 17.0 17.1 Tyler. "Nigerian Music Video Awards (NMVA) 2015 Nominees List", tooXclusive, November 17, 2015.
  18. "WHO WILL WIN NMVA BEST SOFT ROCK/ALTERNATIVE VIDEO?", sounds ng, November 27, 2015.
  19. 19.0 19.1 "Headies Awards 2015: Full List of Winners", Channels TV, January 2, 2016.
  20. Showemimo, Adedayo. "Full List of Winners at 2016 City People Entertainment Awards", Nigerian Entertainment Today, July 26, 2016.
  21. Freeman, Lucky. "Nigerian teen choice awards (#NTCA2016) full list of winners", Premium Herald, August 11, 2016.
  22. Klein, Alyssa. "Here's the Full List of Nominees at the 2016 MTV Africa Music Awards in Johannesburg", Okay Africa, October 22, 2016.
  23. 23.0 23.1 Sanusi, Hassan. "Headies 2016: The complete winners list", Nigerian Entertainment Today, December 23, 2016.
  24. "Full list of Headies 2016 winners", Vanguard Nigeria, December 23, 2016.
  25. Sanusi, Hassan. "#Headies2016: Simi and Shaydee each win their 1st major award", Nigerian Entertainment Today, December 22, 2016.
  26. #CPMA2017: Full List of Winners at the City People Music Awards – City People Magazine (August 7, 2017).
  27. FULL LIST: RMD, Funke Akindele, Wizkid, Davido, Efe nominated for Nigerian Entertainment Awards (July 11, 2017).
  28. Oleniju, Segun (July 9, 2017). Nigerian Entertainment Awards 2017 (NEA) Full List of Nominees.
  29. AFRIMA 2017: Full list of winners. Music in Africa (13 November 2017).
  30. Soundcity MVP Awards Festival 2017 - Full Winners List. TooXclusive (January 12, 2018).
  31. Headies releases nominees for 2018 awards [FULL LIST – Daily Post Nigeria] (April 13, 2018).
  32. Check Out The Full List of Winners at 2018 Future Awards (December 17, 2018).
  33. Net Honours - The Class of 2021 (en-US).