Sipho Moyo

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Sipho Moyo
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịZimbabwe Dezie
Aha enyereSipho Dezie
aha ezinụlọ yaMoyo Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya1 Ọktoba 1981 Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaZimbabwean English, French language Dezie
Ọrụ ọ na-arụeconomist, chief executive officer Dezie
ebe agụmakwụkwọHoward University Dezie

Sipho Moyo onye bụ Zimbabwe gùrù maka akụnụba. Ọ bụ "Onye isi oche nke Cabinet na onye isi ndị ọrụ na Office nke Onye isi ala", na African Development Bank (AfDB). Ọ bụ Akinwumi Adesina, onye isi oche AfDB họpụtara ya, O weghara ọrụ na 1 Nọvemba 2019.[1][2]

Sipho Moyo
Director of Cabinet and Chief of Staff in the Office of the President of the
African Development Bank
[[ Ambassador to Àtụ:CountryPrefixThe]]
Àtụ:Str rep
1 November 2015
[[ Ambassador to Àtụ:CountryPrefixThe]]
In office
Àtụ:En dash range
Personal details
NationalityZimbabwean
Alma materHoward University
(MA in Development Economics)
(PhD in Financial Economics)

Ndụ mmalite na agụmakwụkwọ[dezie | dezie ebe o si]

Dr. Moyo bụ onye Zimbabwe. O ji nzere mmụta Masters na Development Economics (1989) nakwa Doctorate na Financial Economics (1994), ha abụọ sitere na Mahadum Howard dị na Washington, DC.[1]

Ọrụ[dezie | dezie ebe o si]

Tupu ọkwá ya ugbu a, site na 2010 ruo 2015, ọ bụ onye isi nchịkwa Africa maka Mgbasa Ozi 'The ONE Campaign' (ONE). [3][4]Tupu ọ sonye n'otu ONE, ọ jere ozi afọ irí na asatọ na African Development Bank (AfDB), United Nations (UN) na World Bank. Ọ bụ onye otu Global Agenda Council (Africa) nke World Economic Forum, onye bụbu onye isi ala Tanzania, Jakaya Kikwete họpụtara n'oge na-adịbeghị anya ka ọ nọrọ ọdụ na nyocha nke onwe nke Panel of the Big Results Now (BRN) Initiative.[1][5]

Okwu Dr. Moyo kwuru na One World Media Award emume nke AfDB Women's Rights in Africa Award 2016 bu nke na-enye ndị inyom ọzọ ike na agbamume n'ofe Africa.[6]

Esemokwu[dezie | dezie ebe o si]

Na March 2018, akụkọ dị iche iche sitere n'ọnụ ndị ọrụ na ndị bụbu ndị ọrụ kwụrụ maka mmegbu a na emegbu ndị ọrụ n'oge Dr Moyo nọ dika onye isi nchịkwa Africa nke ONE Charity, ebubo a bu nke Dr Moyo gọrọ. Onye isi oche nke otu ọrụ ebere a, Gayle Smith, kwụrụ na nyocha kpughere mmegbu na omume mkparị nye ndị ọrụ n'etiti 2011 na 2015 na ụlọ ọrụ South Africa.[7][8] Ndị ọrụ ebere ahụ abụbeghị ndị na-atụ ụtụ isi aha na South Africa, n'ihi nke a ndị ọrụ ha si mba ọzọ ga-eji visa njem nlegharị anya we na-arụ ọrụ.[9]

Ebensidee[dezie | dezie ebe o si]

Njikọ Mpuga[dezie | dezie ebe o si]