Sister Charity
| Ụdịekere | nwanyị |
|---|---|
| Mba o sị | Uganda |
| Ụbọchị ọmụmụ ya | 7 Jụn 1980 |
| Ebe ọmụmụ | Sheema District |
| Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | English |
| Ọrụ ọ na-arụ | onye na-abụ abụ |
| Ebe obibi | Mbarara |
| Ngwa egwu | olu egwụ |
Sister Charity | |
|---|---|
| Born | Kyobutungi Charity |
| Occupation |
|
| Spouse |
Rasta Charz
(m. 2003; sep. 2014) |
| Children |
|
| Parent |
|
| Musical career | |
| Genres | |
| Years active | 2000–present |
Sister Charity (Ezi aha Kobutungi Charity) bụ onye na-ese egwu na onye TV n'ebe ọdịda anyanwụ Uganda. Ọ na-egosi ihe ngosi ụtụtụ (Sisimuka) na TV ọdịda anyanwụ na Mbarara, Uganda. A maara ya nke ọma maka ịgụ egwu ya nke afọ 2001 bụ Grade.[1] Ọ na-abụkarị abụ n'asụsụ ala ya bụ Runyankole na Luganda na Bekee.[2] E depụtara ya n'etiti ndị na-ese ihe kachasị mma si ọdịda anyanwụ Uganda n'akụkụ ụzọ Julina Kanyomozi, Ray G,Angella Katatumba na Toniks na Hi Pipo .[3]
Ọ malitere ịbụ abụ na otu akpọrọ TYE (Train the youth effort) band na afọ 2000.[4] Charity sonyeere Rays Band nke Rasta Charz nwere, nke ya na ya na-eme. O nyekwara aka na ọrụ Am A Uganda site n'iweta ozi ya n'abụ akpọrọ 'Ndi Omunya Uganda' abụ nke ya na Santana onye na-akwado ya na ihe nkiri odida anyanwu na onye egwu.
Sister Charity nwere abọm itoolu na ndị a gụnyere Grade, Omufumbo, Pound, Choice, Nkyalimbooko, Jambuura na ọtụtụ ndị ọzọ. Ihe ka ọtụtụ n'ime abụ ndị a dị n'asụsụ obodo ya (Runyankole) ma e wezụga ụfọdụ ole na ole nke dị na asụsụ Luganda na Bekee.
N'afọ Sister Charity was announced as a presenter for the morning show (Sisimuka) on Vision Group's TV West in Mbarara where she works until now.[5]
Ndụ onwe onye
[dezie | dezie ebe o si]A mụrụ ya na abalị asaa na onwa Juun nke afọ1980 nye Maazị na Oriakụ. Enoth Buriita n'ime ezinụlọ nwere ụmụ isii ma ọ bụ onye nke abụọ a mụrụ. Ọ gụrụ akwụkwọ na Rweibaare Primary school, Rweibaare Secondary school, gukwa na Train The youth Effort (TYE) maka ọkwa dị elu ma mesịa sonye na Mbarara Business School (MBI) ebe ọ nwetara UNEB Dip na Accountancy .[6] Ọ lụrụ onye ndụmọdụ ya bụ Rasta Charz mana ọ gbara alụkwaghịm n'afọ 2013 na-ekwu maka enweghị nkwanye ùgwù na mmekọrịta ha.[7][8]
Ihe nrite[11]
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ "He is not my first cut but my first love". New Vision. Retrieved 22 May 2012.
- ↑ "Sister Charity's musical journey". Daily Monitor. Retrieved 10 August 2013.
- ↑ "A look at some of The Best Musicians from Western Uganda". Hi Pipo. Archived from the original on 8 March 2016. Retrieved 16 April 2013.
- ↑ "Sister Charity". How We Biz.
- ↑ "Sister Charity joins TV West". Retrieved 27 May 2011.
- ↑ "Sister Charity". Hi Pipo. Archived from the original on 16 August 2016. Retrieved 19 November 2011.
- ↑ "Sister Charity To 'Divorce' Hubby". The Insider. Archived from the original on 28 October 2014. Retrieved 20 April 2013.
- ↑ "Rasta Charz, Sister Charity split". The Insider. Reporter. Archived from the original on 8 March 2016. Retrieved 8 May 2013.
- ↑ "In Brief - Sr. Charity hot". New Vision. Retrieved 20 May 2004.
- ↑ "Uganda: Sister Charity Back With Pound". All Africa. Retrieved 5 July 2007.
- ↑ "Sister Charity bio". Hi Pipo. Archived from the original on 2016-04-14. Retrieved 2022-05-27.