Somadina Adinma

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Somadina Adinma
Mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya8 Mee 1999 Dezie
Ebe ọmụmụLagos Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee, Asụ̀sụ̀ Ìgbò Dezie
Ọrụ ọ na-arụomee, model Dezie

Somadina Adinma bụ onye Naijiria na-eme ihe nkiri na ihe nlereanya. Somadina Adinma malitere ime ihe nkiri na 2003, mgbe ọ ka bụ nwatakịrị di afọ 8 (asatọ) mgbe ọ malitere na ihe nkiri na-atọ ọchị nke akpọrọ Charge and Bail . Ihe e jiri mara ya karịsịa bụ maka ọrụ ọ rụrụ na ihe nkiri Nollywood Ordinary Fellows, Breath of Anger, na Forest of Promises .[1]

Ọrụ[dezie | dezie ebe o si]

N'afọ 2007, a họpụtara ya maka onyinye nke Best Performance by a Child na 3rd Africa Movie Academy Awards. N'afọ 2019, ọ rụrụ ọrụ na ihe nkiri Ordinary Fellows na ọrụ 'DJ Cash'.[2]

Ọbodo ọ si bịa[dezie | dezie ebe o si]

Steeti Anambra

Obodo nna ya[dezie | dezie ebe o si]

Neni

Ebemsidee[dezie | dezie ebe o si]

  1. Error on call to template:cite web: Parameters archiveurl and archivedate must be both specified or both omittedSomadina Adinma. scoopernews (2020-11-27). Archived from the original on 2020-11-27. Retrieved on 2020-11-27.
  2. Watch Trailer for "Ordinary Fellows" starring Wale Ojo, Chiwetalu Agu, Ken Erics (en-US). BellaNaija. Retrieved on 2020-09-23.

Njikọ mpụga[dezie | dezie ebe o si]