Soopafly

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Soopafly
Mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
mba o sịNjikota Obodo Amerika Dezie
aha pseudonymSoopafly Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya8 Disemba 1972 Dezie
Ebe ọmụmụLong Beach Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee Dezie
Ọrụ ọ na-arụonye egwu, rapper, onye na-emeputa ihe ndeko, onye na-ede ihe Dezie
ebe agụmakwụkwọLos Alamitos High School Dezie
oge ọrụ ya (mmalite)1993 Dezie
ngwa egwuolu egwụ Dezie
diskografiSoopafly discography Dezie
ụdịegwu hip hop Dezie
akara ndekọDeath Row Records, D.P.G. Recordz Dezie
webụsaịtịhttp://www.soopafly.net Dezie

Priest Joseph Brooks, (nke a maara dịka Soopafly amụrụ na Disemba 8, 1972) bụ onye na-emepụta hip hop na ónyé na-eti egwu rap si Long Beach, California. Ọ bụ ónyé otu DPGC.

Oge ọ malitere[dezie | dezie ebe o si]

Ọ bụ nwá mbụ n'ime ụmụ atọ, Brooks tolitere na Long Beach. Nna ya nyèrè ya keyboard mgbe ndị na-akpọ piano ọ hụrụ na chọọchị kpaliri ya.[1]

Ọrụ mmalite[dezie | dezie ebe o si]

N'oge ọ dị afọ iri na ụma, Brooks zutere ndị na-eti egwu Snoop Dogg na Dr. Dre. N'igosi onwé ya na nkà keyboard ya, e kenyere Soopafly ọrụ mbụ ya maka Death Row Records na soundtrack Murder Was The Case .[1] Ọ kụrụ mkpịsị aka màkà Dr. Dre na Ice Cube na egwu "Natural Born Killaz" na maka Jodeci na egwu "Come Up To My Room", yana mmepụta mbụ ya na "Who Got Some Gangsta Shit" nke gosipụtara Snoop Dogg na Tha Dogg Pound. N'afọ 1995, o mepụtara "Sooo Much Style" màkà Tha Dogg Pound na abọm mbụ ha "Dogg Food". Ọ na-akpọkwa mkpịsị aka na abụ asatọ ndị ọzọ. Mgbe ahụ na 1996, e gosipụtara ya na soundtrack nke ihe nkírí A Thin Line Between Love and Hate na egwu "I Don't Hang". A remix ga-esochi.

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. 1.0 1.1 Deep In His Own Hustle. MCA Records (August 13, 2002). Archived from the original on November 10, 2006. Kpọpụta njehie: Invalid <ref> tag; name "Deep In His Own Hustle" defined multiple times with different content