Soraya Degheidy

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Soraya Degheidy
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịEgypt Dezie
Aha enyereSoraya Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya16 Julaị 1995 Dezie
Ebe ọmụmụCairo Dezie
Ọrụ ọ na-arụonye ọkpụkpọ basketball Dezie
ụdị egwuregwuBasketball Dezie

Soraya Degheidy (amụrụ ya na onwa Julaị n’abali iri na isii, nke afo 1995, na Cairo) [1] bụ onye na-atu egwuregwu basketball nke Ijipt na-anọchite anya otu egwuregwu basketball ụmụ nwanyị na Al Ahly Sporting Club. Ọ na-egwuri egwu dịka onye nche. Ọ na-eguzo n'ịdị elu nke 5 feet 8 inches (172 cm). [2]

Ihe Ndị Dị Mkpa n'Oge [3][dezie | dezie ebe o si]

Ndị otu mba [3][dezie | dezie ebe o si]

  • Na 2023 FIBA Women's AfroBasket, ọ gbara egwuregwu atọ, na-enweta akara asaa, rebounds abụọ, 2.7 assists, na ọkwa arụmọrụ nke 3.3.
  • N'oge asọmpi AfroBasket nke ụmụ nwanyị nke FIBA nke afọ 2023, ọ sonyere n'egwuregwu ise, na-enweta akara 13.6, 2.2 rebounds, 3.6 assists, na ọkwa arụmọrụ nke 11.8.
  • Na 2021 FIBA Women's AfroBasket, ọ turu egwuregwu isii, na-enweta akara 15.2, 3.2 rebounds, 2.7 assists, na ọkwa arụmọrụ nke 13.8.
  • Na 2021 FIBA Women's Afrobasket - Qualifiers - Zone 5, ọ sonyeere n'egwuregwu ise, na-enweta nkezi 12.8, 0.8 rebounds, 3.6 assists, na ọkwa arụmọrụ nke iri na otu.
  • Na 2019 FIBA Women's Afrobasket, ọ gbara egwuregwu isii, na-enweta akara 14.2, 3.3 rebounds, 1.7 assists, na ọkwa arụmọrụ nke 11.5.
  • N'oge 2019 FIBA Women's Afrobasket qualifiers, ọ sonyere na egwuregwu ise, na-enweta nkezi 12.2, 1.6 rebounds, assists ato, na ọkwa arụmọrụ nke iteghete.
  • Na 2017 FIBA Women's Afrobasket, ọ gbara egwuregwu iri na abụọ, na-enweta nkezi 15.3, 4.2 rebounds, 4.3 assists, na arụmọrụ nke 13.5.
  • Na 2015 Afrobasket Women, ọ gbara egwuregwu asato, na-enweta akara 9.4, 1.1 rebounds, 2.5 assists, na ọkwa arụmọrụ nke 5.6.
  • N'ozuzu, nkezi ya maka ọkwa kachasị elu nke otu mba bụ 12.8, 2.3 rebounds, assists ato, na ọkwa arụmọrụ nke 10.4.

Ndị Ntorobịa Mba [3][dezie | dezie ebe o si]

  • N'oge 2011 Afrobasket U16 Championship for Women, ọ gbara egwuregwu asaa, na-enweta akara iri na asato, na-enweghị rebounds, assists, maọbụ arụmọrụ.
  • N'ozuzu, nkezi ya maka ọkwa ndị ntorobịa nke mba ahụ bụ akara iri na asato, na-enweghị rebounds, assists, maọbụ arụmọrụ.

Njikọ[2][dezie | dezie ebe o si]

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. Eurobasket. Soraya Degheidy, Basketball Player, News, Stats - Eurobasket. Eurobasket LLC. Retrieved on 2024-04-01.
  2. 2.0 2.1 Soraya DEGHEIDY at the FIBA Women's AfroBasket 2021 (en). FIBA.basketball. Retrieved on 2024-04-01. Kpọpụta njehie: Invalid <ref> tag; name ":0" defined multiple times with different content
  3. 3.0 3.1 3.2 Soraya Degheidy (Degheidy S.) - Player Profile - Basketball24.com (en). www.basketball24.com. Retrieved on 2024-04-01. Kpọpụta njehie: Invalid <ref> tag; name ":1" defined multiple times with different content