Speed Darlington

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Speed Darlington
Mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
Asụsụ obodoAsụ̀sụ̀ Ìgbò Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee Dezie
Ọrụ ọ na-arụomee Dezie
Speed Darlington
MúrúDarlington Okoye
Arondizuogu, Ọ̀hà Ímò, Naijiria
OrüOnye na agụ egwu

Speed ​​Darlington bụ onye na-agụ egwu, onye na-ede egwu, onye na-agụ rap na onye na-emepụta egwu si Naịjirịa. Ama ya ama maka ụdị egwú ya pụrụ iche na omume ya n'uwa soshal midia tinyere esemokwu ya na ndị ọzọ n'ewu ewu. Nwa nwoke Chief Pericoma, a mụrụ ya na Arondizuogu, Ideato North, Imo State mana o toro na obodo Nú Yọk.

Darlington dọtara uche ndị mmadụ mgbe onye otiegwu Amerika P. Diddy kesara vidiyo nke Speed ​​Darlington na Instagram ya.[1] Ofọdụ egwú ya ama ama bụ "BangDadaDang!", "Poppin Heavy", "Cash & Carry", "In Love With My Hand" na "Akamu".

Na Ọktọba 22, 2018, Darlington kwuwapụtara na ọ na-apụta maka izọ oché onyeisiala Naịjirịa na ntuliaka ọchịchị obodo Naijiria 2023 dịka onye na-azọ ọchịchị n'okpuru People's Action Party (PAP).[2] Ọ guola egwu na mmemme egwu di iche iche ya na ndi otiegwu afrobeats ama ama dika Zlantan, Naira Marley na Qdot.[3]

Okwu iwu[dezie | dezie ebe o si]

Na Jenụwarị 14, 2020, e jidere Speed ​​Darlington maka marijuana, mgbe ndị uwe ojii kwụsịrị ya n'akụkụ Computer Village na Ikeja, Lagos. E nyere ya iwu ka ọ kwụọ ₦200,000.[4]

Isi mmalite akụkọ[dezie | dezie ebe o si]

  1. "Diddy Endorses Nigerian Rapper, Speed Darlington- Someone Will Be Jealous", Nigeriafilms.com, May 3, 2017. Retrieved on Jenụwarị 28, 2020.
  2. "Speed Darlington Back On Instagram After 24Hour Suspension", Nigeria Entertainment Today, Ọktọba 22, 2018. Retrieved on Jenụwarị 28, 2020.
  3. "Speed Darlington returns to Nigeria after 18 years", The Nation, Disemba 18, 2019. Retrieved on Jenụwarị 28, 2020.
  4. "Speed Darlington Narrates How He Paid “200,000naira Bribe” To Nigerian Police Officers", Guardian Life, Jenụwarị 15, 2020. Retrieved on Jenụwarị 28, 2020.