Stéphane Legar
ụdịekere | nwoke |
---|---|
mba o sị | Togo, Israel |
aha n'asụsụ obodo | Stéphane Legar |
Aha ọmụmụ | Stéphane Gagba |
aha enyere | Stéphane |
aha pseudonym | Stéphane Legar |
ụbọchị ọmụmụ ya | 13 Mee 1998 |
Ebe ọmụmụ | Bat Yam |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | French language, Hebrew, Ewe, African French |
oge ọrụ ya (mmalite) | 2016 |
agbụrụ | Togolese, African people, Ewe |
okpukpere chi/echiche ụwa | Efefe Kraịst |
ngwa egwu | olu egwụ |
ụdị | egwu hip hop |
akara ndekọ | Warner Music France, Unicell |
Stéphane Gagba (Hebrew: amụrụ na onwa Mee abali iri Na ato afo 1998), nke a maara nke ọma dị ka Stéphane Legar ( «), bụ onye mba Togo nwere akwụkwọ obibi Isreal na-agụ egwu, na-agba egwu, na onye nlereanya.[1][2] Aha ọgbọ ya bụ Legar ma ọ bụ Le Gar - na mkpirisi maka Le Garcon, "nwa nwoke" na asusu French. A na-akpọkarị ya aha ya bụ Stéphane.
Mmalite ndụ
[dezie | dezie ebe o si]A mụrụ Stéphane Gagba na Bat Yam, Israel, nne na nna ya bụ Ndị Kraịst si Togo. Nne na nna ya bụ ndị nnọchi anya mba ọzọ na-arụ ọrụ na ụlọ ọrụ nnọchiteanya Naịjirịa na Israel n'oge ahụ. O nwere nwanne nwanyị tọrọ ya. Mgbe ọ bụ nwata, ọ nọrọ ọtụtụ oge ezumike ya na-eleta ndị ikwu ha na Togo.[3]
Mgbe ọ bụ nwata, a họpụtara ya maka ịchụpụ ya n'Izrel - n'ihi enweghị akwụkwọ nwa amaala - ebe ọ bụ naanị ọnọdụ obibi ka onwere Ọ bụ ezie na, ọ bụ nwa amaala Togo (paspọtụ Togo). Ruo mgbe ọ dị afọ iri, nne na nna ya chebere ya pụọ na mmata a. N'ikpeazụ, ọ nwetakwara nwa amaala Israel - mana ọ bụ naanị mgbe ọ gụsịrị ọrụ agha Israel, na abali ato nke onwa Mee 2021.[1][2]
Mgbe ọ dị afọ iri na abụọ, Legar na ezinụlọ ya kwagara Holon, Israel. Ọ gara ụlọ akwụkwọ obodo ndị ntorobịa Mikveh Israel, na mpaghara French ya. O debara aha ya n'ọnwa Ọgọstụ afọ 2017 na Ndị agha nchekwa mba Israel, ma jee ozi na ngalaba na-ahụ maka ịkọwa usoro ntinye akwụkwọ na ụmụ akwụkwọ sekọndrị.[4]
Ndụ nke onwe onye
[dezie | dezie ebe o si]Asụsụ ala ya bụ French, mana ọ na-asụkwa asụsụ Hibru, Ewe (Togolese), Bekee, na Spanish nke ọma.[5]
Njem egwu ike
[dezie | dezie ebe o si]- 2020: "Rak Banot" ll (ft. Itay Levi)
- 2022: "SPEED LIFE" [citation needed]
Ihe nrite na nhọpụta
[dezie | dezie ebe o si]Afọ | Ihe nrite | Category | Ọrụ a họpụtara | Nsonaazụ |
---|---|---|---|---|
2017 | MTV Europe Music Awards[6][7] | Iwu kacha mma nke Israel | Ya onwe ya | Ahọpụtara |
2018 | Ahọpụtara |
Edemsibia
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ 1.0 1.1 סטפ אפ (31 May 2021).
- ↑ 2.0 2.1 סטפן לגר: "כשאני הולך ברחוב אני לא אומר 'אני שחור', אבל הסביבה מזכירה לי את זה" (4 June 2021).
- ↑ From Togo to Tel Aviv: Israel's Latest Christian Pop Sensation (13 March 2018).
- ↑ Vigevani (2018-03-13). From Togo To Tel Aviv: Israel's Latest Christian Pop Sensation (en-US). Breaking Israel News | Latest News. Biblical Perspective.. Retrieved on 2019-03-24.
- ↑ https://embassies.gov.il/eu/NewsAndEvents/Newsletter/Pages/The-new-Israeli-Mega-hit-%C2%AB-Comme-ci--Comme-%C3%A7a-%C2%BB.aspx
- ↑ Nigeria: Wizkid, Davido, Others Nominated for 2017 MTV Europe Music Awards. AllAfrica.com (October 5, 2017). Retrieved on February 26, 2019.
- ↑ Stephane Legar. MTV. Archived from the original on February 27, 2019. Retrieved on February 26, 2019.