Stanford Derere
Ọdịdị
Stanford Derere
| Ụdịekere | nwoke |
|---|---|
| Mba o sị | Zimbabwe |
| Aha enyere | Stanford |
| Ụbọchị ọmụmụ ya | 1972, 1956 |
| Ọrụ ọ na-arụ | onye na-akpụ ihe ọkpụkpụ |
| Nwere ọrụ na mkpokọta | National Museum van Wereldculturen |
| Ikike nwebiisinka dị ka onye okike | Ọrụ nwebiisinka chekwara, Ọrụ nwebiisinka chekwara |
Stanford Derere bụ onye Zimbabwe na-akpụ ihe.
A mụrụ ya n'obodo Chapeyama. Derere tolitere na-egwuri egwu na ụrọ, ma mesịa gaa ụlọ akwụkwọ nka iji mụta eserese. Site na 1985 ruo 1986 ọ bụ onye otu BAT Workshop nke National Gallery of Zimbabwe . N'ebe ahụ, ọ mụtara eserese na ibipụta akwụkwọ; o ritere ihe nrite site na gallery na 1988. O mechara gbanwee gaa na ihe ọkpụkpụ, ma gosipụta ọrụ ya na mba ụwa; ihe ọkpụkpụ ya dị na nchịkọta nke Chapungu Sculpture Park.