Stanley Saitowitz
ụdịekere | nwoke |
---|---|
mba o sị | Njikota Obodo Amerika |
aha enyere | Stanley |
ụbọchị ọmụmụ ya | 1949 |
Ebe ọmụmụ | Johannesburg |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee |
ọrụ ọ na-arụ | onye na-ese ụkpụrụ ụlọ |
onye were ọrụ | University of California, Berkeley |
ebe agụmakwụkwọ | University of the Witwatersrand, University of California, Berkeley College of Environmental Design |
Ọrụ ama ama | New England Holocaust Memorial |
webụsaịtị | http://www.saitowitz.com/ |
Nwere ọrụ na mkpokọta | San Francisco Museum of Modern Art |
ikike nwebiisinka dị ka onye okike | Ọrụ nwebiisinka chekwara |
Stanley Saitowitz bụ onye America na-ese ihe. A mụrụ ya na Johannesburg, South Africa, n'afọ 1949.[1][2]
Ọ natara nzere bachelọ nke Architecture na Mahadum Witwatersrand n'afọ 1974. Ọ natara nzere masta na Architecture na Mahadum California, Berkeley na 1977.
Saitowitz bụ onye bụbụ prọfesọ nke Architecture na Mahadum California, Berkeley, ọ bụkwa Design Principal na Natoma Architects Inc. nke dị na San Francisco, California.[1]
Saitowitz bụ onye a ma ama ma nwee mmetụta na ihe owuwu Bay.[3] A maara ya maka "monochromatic" na "machine-like" architecture. Nhazi ya maka ụlọ nzukọ Beth Sholom (2008) na San Francisco nwetara otuto na onyinye mba ụwa, dị ka High Commendation Award, Religion & Contemplation na 2008 World Architecture Festival 2008.[4] N'otu oge ahụ, ụlọ nzukọ ahụ nwetara nkatọ site n'aka ndị bi n'ógbè ahụ.[5]
Onyinye
[dezie | dezie ebe o si]- Ihe nrite Harleston Parker maka ọrụ ya na New England Holocaust Memorial (1997)
- A kpọrọ ụlọ Transvaal ya ihe ncheta mba site na Monuments Council na South Africa (1997)[6]
- Onye ikpeazụ maka Smithsonian Cooper Hewitt National Design Award (2006)
- Tampa Museum of Art, nke Saitowitz mepụtara, meriri American Architecture Award site na Chicago Athenaeum: Museum of Architecture and Design na European Centre for Architecture Art Design and Urban Studies na 2010.[7]
Ụlọ ndị a ma ama nke Saitowitz rụrụ
[dezie | dezie ebe o si]- UCR/California Museum of Photography
- Ihe ncheta Holocaust nke New England, Boston, MA
- Tampa Museum of Art, Tampa, FL
- Ụlọ nzukọ Beth Sholom na San Francisco, CA
- Ụlọ nzukọ Beth El, La Jolla, CA
- 8 Octavia, San Francisco, CA
- Yerba Buena Lofts, San Francisco, CA
- Ụlọ akwụkwọ Oxbow, Napa, CA
Ebensidee
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ 1.0 1.1 Saitowitz, Stanley. Retrieved on May 17, 2013.
- ↑ Furuto, Alison (November 3, 2011). "Contemporary Jewish Museum Presents Stanley Saitowitz: Judaica". ArchDaily. Retrieved on May 18, 2013.
- ↑ Basulto, David (6 Aug 2009). "AD Interviews: Stanley Saitowitz". ArchDaily. Retrieved on 18 May 2013.
- ↑ Natoma Architects Awards. Archived from the original on July 17, 2013. Retrieved on May 18, 2013.
- ↑ John King (August 11, 2008). New synagogue livens up Richmond District. Retrieved on May 18, 2013.
- ↑ Elaine Wackerow (October 22, 2008). Internationally acclaimed architect Stanley Saitowitz to lecture at Syracuse Architecture. Archived from the original on March 4, 2016. Retrieved on June 18, 2022.
- ↑ Lennie Bennett. "Tampa Museum of Art wins architecture award", Tampa Bay Times, October 10, 2011. Retrieved on May 18, 2013.
Ọgụgụ ihe ọzọ
[dezie | dezie ebe o si]- Stanley Saitowitz (1996). in Michael J. Bell: Stanley Saitowitz. Princeton Architectural Press. ISBN 9781885232038.
Njikọ mpụga
[dezie | dezie ebe o si]- Official website