Stella Namoe Nyomera
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Uganda |
aha enyere | Stella |
ụbọchị ọmụmụ ya | 26 Ọgọọst 1973 |
Ebe ọmụmụ | Uganda |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee |
ọrụ ọ na-arụ | social scientist |
Ọkwá o ji | Member of the Parliament of Uganda |
Mpaghara ntuli aka | Napak District |
ebe agụmakwụkwọ | Kasimeri, Kangole Girls Senior Secondary School, Uganda Martyrs University |
onye otu ndọrọ ndọrọ ọchịchị | National Resistance Movement |
Stella Namoe Nyomera, nke a na-akpọkarị Namoe Stella Nyomera (amụrụ na 26 Ọgọstụ 1973) bụ nwanyị ndọrọ ndọrọ ọchịchị Uganda na ọkà mmụta sayensị mmekọrịta mmadụ na ibe ya. Ọ bụ onye otu ndọrọ ndọrọ ọchịchị National Resistance Movement na-eje ozi dị ka onye nnọchi anya nwanyị nke mpaghara Napak na nzuko omeiwu nke iri nke Uganda, ọkwa ọ nọ na ya kemgbe 2006.[1][2][3][4]
Stella Namoe Nyomera mere ule ọpụpụ nke ụlọ akwụkwọ praịmarị ya na 1987 site na ụlọ akwụkwọ praịmarị Kasimeri. N'afọ 1991, ọ gụsịrị akwụkwọ na Uganda Asambodo Mmụta na Kangole Girls S.S.S ma nyekwa ya Uganda Advanced Certificate of Education n'otu ụlọ akwụkwọ ahụ na 1994. N'afọ 1998, ọ debanyere aha wee nweta diploma na Project Planning and Management na Imsat Demtac School of Management, Soroti. Ọ gụsịrị akwụkwọ na nzere bachelọ na Arts in Democracy and Development na Mahadum Uganda Martyrs na 2012.[5]
- ↑ Parliament of Uganda. Parliament.go.ug. Archived from the original on 2021-04-29. Retrieved on 2020-04-17.
- ↑ Stella Nyomera Namoe. Theyworkforyou.github.io. Retrieved on 2020-04-17.
- ↑ Members of UWOPA of 10th Parliament | Uganda Women Parliament Association. Uwopa.or.ug. Archived from the original on 2021-04-18. Retrieved on 2020-04-17.
- ↑ GENERAL PARLIAMENTARY ELECTIONS 2016 (PDF). Ec.or.ug. Retrieved on 2021-11-11.
- ↑ Parliament of Uganda. Parliament/go.ug. Archived from the original on 2021-04-29. Retrieved on 2022-05-27.