Stephanie Kalu
Ọdịdị
Stephanie Kalu
| Ụdịekere | nwanyị |
|---|---|
| Mba o sị | Njikota Obodo Amerika, Naijiria |
| Obodo maka egwuregwu | Njikota Obodo Amerika |
| Aha enyere | Stephanie |
| Aha ezinụlọ ya | Kalu |
| Ụbọchị ọmụmụ ya | 8 Mee 1993 |
| Ebe ọmụmụ | Texas |
| Ọrụ ọ na-arụ | asọmpi egwuregwu, sprinter |
| Ụdị egwuregwu | egwuregwu |
| So na | world championship |
| Nnọchiaha nkeonwe | L484 |
Stephanie Kalu (amụrụ na 8 Mee 1993) bụ onye America a mụrụ na Naijirịa na-agba ọsọ nke maara nke ọma na mita 100, mita 200 na mita 4 x 100.[1] Ọ nọchitere anya Naijirịa n'ọtụtụ egwuregwu gụnyere 2012 World Junior Championships in Athletics, 2013 Summer Universiade na 2013 World Championships in Atletics. Ọ ga-asọ mpi na 2015 World Championships in Athletics mgbe ọ na-anọchite anya Naijirịa.[2]
Ihe odide
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Natalia Ramirez. "From high school celebrity, to collegiate inspiration.", The Daily Campus, 6 May 2014. Retrieved on 14 August 2015.
- ↑ Channels Television. "Okagbare To Lead Nigeria’s Team To IAAF World Athletics Championships", Channels TV, 4 August 2015. Retrieved on 13 August 2015.
Njikọ mpụga
[dezie | dezie ebe o si]- Stephanie Kalu at World Athletics
- All Athletics Profile