Stephen Nuamah Mensah
Stephen Nuamah Mensah | |
---|---|
[[ Ambassador to Templeeti:CountryPrefixThe]] | |
Member of the Ghana Parliament for Adansi | |
In office Templeeti:En dash range | |
President | Edward Akufo-Addo |
Prime Minister | Kofi Abrefa Busia |
Preceded by | John Young Ghann |
Succeeded by | Samuel Asante-Fosuhene |
Personal details | |
Born | Stephen Nuamah Mensah 14 Ọgọstụ 1914 Fomena, Adansi, Ashanti Region, Gold Coast |
Nationality | Ghanaian |
Alma mater | Bennett College, London |
Stephen Nuamah mensah (amụrụ 14 Ọgọst 1914) bụ onye ndọrọndọrọ ọchịchị Ghana na onye otu nzuko omeiwu mbụ nke mba Ghana nke abụọ na-anọchite anya mpaghara Adansi n'okpuru ndị otu Pati Progress (PP).[1][2]
Ndụ mmalite na agụmakwụkwọ
[dezie | dezie ebe o si]A mụrụ Stephen Mensah na 14 Ọgọst 1914. Ọ gara Bennett college London ebe ọ nwetara diploma ya na Secretaryship. ọ rụrụ ọrụ dị ka osisi Marchant tupu ọ banye n'ụlọ omeiwu.[1]
ndọrọ ndọrọ ọchịchị
[dezie | dezie ebe o si]Mensah banyere na ndị omeiwu n'afọ 1969, mgbe ọ meriri oche ndị omeiwu nke Adansi n'oge ntuli aka ndị omeiwu na 1969 na tiketi nke Progress Party (PP). N'oge ntuli aka ahụ, o nwetara vootu 7,812 megide Kofi Badu nke National Alliance of Liberals (NAL) onye nwetara vootu 2,292.[3]
A ṅụrụ Mensah iyi n'ime Nzukọ Ndị Omeiwu Mbụ nke Republic nke Abụọ nke Ghana na 1 Ọktoba 1969, mgbe a kwupụtara na ọ bụ onye mmeri na ntuli aka ndị omeiwu nke 1969 nke e mere na 26 Ọgọst 1969.[4]
Ndụ onwe onye
[dezie | dezie ebe o si]Mensah lụrụ nwanyị nwere ụmụ iri na atọ, ihe omume ntụrụndụ ya bụ ịkọ ugbo na ịgụ akwụkwọ .[5]
Ntụaka
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ 1.0 1.1 (1969) Ghana Parliamentary Register 1969–70.. Office of the National Assembly, Accra.
- ↑ (1971) Ghana Year Book (in en). Daily Graphic.
- ↑ Danquah (1969). The Birth of the Second Republic (in en). Editorial and Publishing Services.
- ↑ (2007) The Birth of the Second Republic. Editorial and Publishing Services, 1969 – Ghana.
- ↑ (1969) Ghana Parliamentary Register 1969–70.. Office of the National Assembly, Accra.