Strangers in Their Own Land
Ọdịdị
Strangers in Their Own Land
| Aha | Strangers in their own land: Anger and mourning on the American right |
|---|---|
| Isiokwu nlebanya | Tea Party movement, Luwisiánà |
| Odee akwụkwọ | Arlie Russell Hochschild |
| Ndị mbipụta | The New Press |
| Afọ/ụbọchị mbipụta | 2016 |
| Asụsụ eji dee ọrụ | English |
Strangers in Their Own Land: Anger and Mourning on the American Right bụ akwụkwọ edere n’afo puku iri na isii nke onye na-ahụ maka mmekọrịta mmadụ na ibe ya bù Arlie Russell Hochschild dere. Akwụkwọ ahụ malitere ịkọwa echiche ụwa nke ndị na-akwado Tea Party movement na obodo Louisiana.