Subodh Adhikary
Ọdịdị
Subodh Adhikary | |
|---|---|
| Member of the West Bengal Legislative Assembly | |
| Assumed office 2 May 2021 | |
| Preceded by | Subhranshu Roy |
| Constituency | Bijpur |
| District General Secretary of the All India Trinamool Youth Congress | |
| Assumed office 14 June 2019 | |
| Personal details | |
| Born | 21 Julaị 1972 Halisahar, West Bengal, India |
| Political party | All India Trinamool Congress |
| Spouse | Rinku Adhikary |
| Children | Sarvick Adhikary, Sneha Adhikary |
| Residence(s) | Col. KP Gupta Road, Halisahar, North 24 Parganas district, West Bengal |
| Alma mater | Mahatma Gandhi University |
| Profession | Politician |
Subodh Adhikary bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị India si All India Trinamool Congress. Na Mee 2021, a họpụtara ya ka ọ bụrụ onye otu West Bengal Legislative Assembly sitere na Bijpur.[1][2] Ọ bụkwa onye odeakwụkwọ ukwu mpaghara nke All India Trinamool Congress si North 24 Parganas district
Ọrụ
[dezie | dezie ebe o si]Adhikary sitere na Halisahar, North 24 Parganas. Ọ gafere B.A. na 2014 site na Mahadum Mahatma Gandhi, West Bengal. Aha nna ya bụ Santosh Adhikary.[3] Ọ gbara ntuli aka nke ndị omebe iwu West Bengal 2021 site na Bijpur Vidhan Sabha wee merie oche megide nwa Mukul Roy Shubranshu Roy. [1][2]
Ebem si dee
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Subodh Adhikary | West Bengal Assembly Election Results Live, Candidates News, Videos, Photos. News18. Retrieved on 4 May 2021.
- ↑ MP (4 May 2021). Trinamool tsunami washes away BJP in Barrackpore (en). www.millenniumpost.in. Retrieved on 4 May 2021.