Sunday Essang

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Sunday Essang
Mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya24 Disemba 1940 Dezie
Ebe ọmụmụȮra Cross River Dezie
Ọrụ ọ na-arụeconomist Dezie
Ọkwá o jiMinister of Finance of Nigeria Dezie
ebe agụmakwụkwọUniversity of Michigan, Mahadum nke Ibadan Dezie

Sunday Matthew Essang (amụrụ na 24 Disemba 1940) bụ Minista na-ahụ maka ego nke Federal Republic of Nigeria n'oge mba nke abụọ (1979 ruo 1983). [1]

Mbido ndụ na agụmakwụkwọ[dezie | dezie ebe o si]

A mụrụ Essang na Disemba 24, 1940, na Oron, obodo dị na Cross-River steeti, Naijiria. Essang gara King's College, Lagos. O nwetara nzere B.Sc Economics na Mahadum Ibadan na 1964. Essa[2] gara n'ihu nweta nzere masta na doctorate ya na Mahadum Michigan, US.

Ọrụ[dezie | dezie ebe o si]

Essang [3] Onye isi nke Ngalaba akụ na ụba na Mahadum Calabar site na 1976-1979 tupu a họpụta ya n'ọkwa. Ọ bụkwa Dean nke Faculty of Social Sciences na Mahadum Calabar. A họpụtara Essang ka ọ bụrụ Minista na-ahụ maka ego n'oge ọchịchị Shehu Shagari (1979-1983).

Akwụkwọ ndị e bipụtara[dezie | dezie ebe o si]

Isiokwu Akwụkwọ ISBN Afọ E bipụtara Peeji
Ọnọdụ akụ na ụba mba ụwa[4] 978-2063-47-9 2001 251
Nnyocha Akụnụba[5] 9781270209 9789781270208 1974 251
Azụmaahịa mba ọzọ na uto akụ na ụba nke Naijiria, 1948-1964[6] 9781541032 9789781541032 0195754603 9780195754605 1982 128

Ihe odide[dezie | dezie ebe o si]

  1. Azikiwe (24 September 2018). Nigeria, Echoes of a Century: 1914-1999. AuthorHouse. ISBN 9781481729260. 
  2. Babah (2 February 2017). ESSANG, Professor Sunday Mathew.
  3. economics Department. social.unical.edu.ng. Archived from the original on 2018-09-12. Retrieved on 2023-11-04.
  4. Stirling-Horden Publishers Ltd. stirlinghorden.com. Archived from the original on 15 April 2016. Retrieved on 14 January 2022.
  5. Essang (24 September 1974). Intermediate economic analysis. Aromolaran. OCLC 5766906. 
  6. Olayide (24 September 1982). Nigeria's foreign trade and economic growth, 1948-1964. Published for the Nigerian Institute of Social and Economic Research [by] University Press. OCLC 12589074.