Sunday Jack Akpan

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Sunday Jack Akpan
Mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya1940 Dezie
Ebe ọmụmụȮra Akwa Ibom Dezie
Ọrụ ọ na-arụonye ese, onye na-akpụ ihe ọkpụkpụ Dezie
nnọchiaha nkeonweL485 Dezie

Sunday Jack Akpan (amụrụ Ikot Ide Etukudo, 1940) bụ onye na-akpụ ihe na Naijiria nke a kọwara dị ka "onye Afrịka nke oge a yiri onye ọrụ nka nke oge ochie".[1] Ọ bụ onye ama ama maka ọrụ ya ọ jị simenti wee rụọ nke ọ na-arụ ihe oyiyi ọdịnala nke ndị isi agbụrụ na ndị ọzọ, ọkachasị dị ka nka ili, nke ọ na-ese; o mekwara ụdị nka azụmahịa ndị ọzọ, nke gụnyere ndị okpukpe na akara azụmahịa.[2] E gosipụtara ọrụ ya na Venice Biennale[1] na Centre Pompidou na Paris, n'etiti ebe ndị ọzọ.[1] Ụfọdụ n'ime ọrụ ya dị na nchịkọta nke Horniman Museum na London.[2]

Ebensidee[dezie | dezie ebe o si]