Susan Achola Engola
Ọdịdị
Susan Achola Engola
| Ụdịekere | nwanyị |
|---|---|
| Mba o sị | Uganda |
| Aha enyere | Suzan, Susan |
| Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | English, Lango |
| Ọrụ ọ na-arụ | Onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị |
| Ọkwá o ji | member of parliament |
| Mpaghara ntuli aka | Apac District |
| Oge ọrụ ya (mmalite) | 2011 |
| Onye otu ndọrọ ndọrọ ọchịchị | Uganda People's Congress |
| Mba osi | Uganda |
Achola Suzan Engola bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Uganda. N'afọ 2011, a họpụtara ya dị ka onye otu ndị omeiwu maka Apac District .[1][2] A họpụtara ya ọzọ na ntuli aka nke afo 2021 nke Uganda, nke e mere na 14 Jenụwarị na afo 2021.
Hụkwa
[dezie | dezie ebe o si]- Ndepụta nke ndị otu nke iri na otu nke Uganda
- Nzukọ Ndị Omeiwu nke Uganda
- Onye omeiwu
- Nzukọ omeiwu nke Uganda
- Ógbè Apac
Ebemsidee
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ 30 women line up for 9 Lango Woman MP seats (en). Daily Monitor. Retrieved on 2021-03-10.
- ↑ List: Who was Elected MP in Uganda (en-US). Trumpet News (2021-01-18). Retrieved on 2021-03-10.