Susan Jolly Abeja
Ọdịdị
Susan Jolly Abeja
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Uganda |
aha enyere | Susan |
Ebe ọmụmụ | Uganda |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee |
ọrụ ọ na-arụ | Onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị |
Ọkwá o ji | Member of the Parliament of Uganda |
Mpaghara ntuli aka | Otuke District |
onye otu ndọrọ ndọrọ ọchịchị | independent politician |
HiSusan Jolly Abeja bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Uganda na onye otu ndị omeiwu. A họpụtara ya n'ọfịs dị ka nwanyị Member iji nọchite anya mpaghara Otuke n'oge ntuli aka nke afo 2021 Uganda.[1][2][3]
Ọ bụ onye omeiwu nwere onwe ya.[4] Susan so na ndị omeiwu 132 a ṅụrụ iyi maka afọ ise dị ka ndị nnọchiteanya maka mpaghara dị iche iche gafee mba ahụ, na Nzukọ Ndị Omeiwu nke iri na otu na Mee 17, na afo 2021.[5][6]
Hụkwa
[dezie | dezie ebe o si]- Ndepụta nke ndị otu nke iri na otu nke Uganda
- Ógbè Otuke
- Nzukọ omeiwu nke Uganda
- Julius Bua Acon
Ebemsidee
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Lango Mps (en-GB). TND News. Retrieved on 2021-03-22.
- ↑ administrator (2021-01-27). 2021 General Elections (en). Electoral Commission. Retrieved on 2021-03-22.
- ↑ 2021 WOMEN MPs (en-US). Retrieved on 2021-03-22.
- ↑ List: Who was Elected MP in Uganda (en-US). Trumpet News (2021-01-18). Retrieved on 2021-03-13.
- ↑ 132 MPs to swear in today (en). New Vision. Retrieved on 2022-01-05.
- ↑ Otuke NRM Parliamentary Aspirant Involved In Accident (en-US). 93.3 KFM (2016-01-25). Archived from the original on 2022-01-05. Retrieved on 2022-01-05.