Susan Matheson

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Susan Matheson
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịSouth Africa Dezie
Aha enyereSusan Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee Dezie
Ọrụ ọ na-arụonye mmebe ejiji, mmebe ejije Dezie

Susan Matheson bụ onye na-emepụta ejiji nke mepụtara ejiji etiti n'ihe nkiri The Kingdom, Friday Night Lights, Blue Crush, Crazy/Beautiful, Honey, Panic na Best Laid Plans.[1][2][3] O mepụtara ihe ehiri mee ihe nkiri atọ nke Will Ferrell - Step Brothers, Semi-Pro, na Talladega <i id="mwKA">Nights</i>: The Ballad of Ricky Bobby .[4][5][6] O meputakwara ihe ehiri mee ihe nkiri Couples Retreat nke Vince Vaughn na Jon Favreau gosipụtara nke mbụ ya n'oge mgbụsị akwụkwọ nke afọ 2009.[7]

Akụkọ ndụ[dezie | dezie ebe o si]

Susan Matheson tolitere na Cape Town, South Africa.[1] Susan nwetara nzere bachelọ ya na Vassar College na BFA ya na Parsons School of Design ebe ọ natara onyinye ",onye mmepụta ihe oyiyi nke afọ" yana onyinye maka mmepụta ihe oyiyi site na Nike, Inc. na Bob Mackie.[8][9][10][11] Mgbe ọ gụsịrị akwụkwọ, ọ gara rụọ ọrụ na ụlọ ọrụ Mattel Toys na-emepụtara Barbie na Disney.[11]

Kemgbe ahụ, ọ gara n'ihu na-emepụta ejiji maka ihe nkiri na ejiji

Susan esorowo ndị na-eme ihe nkiri Ron Athey, Juliana Snapper na Nicole Blackman rụkọọ ọrụ. N'oge na-adịbeghị anya, ya na Juliana Snapper na onye na-ede egwu Andrew bụ Infanti rụkọtara ọrụ na ọnwa Mee afọ 2009 na omume opera mbụ n'okpuru mmiri "You will emerge from the flood" na Victoria Baths na Manchester, UK.[12]

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. 1.0 1.1 Feitelberg. "HAUTE HAWAII; STYLIST SUSAN MATHESON CREATED AN AUTHENTIC SURFER-GIRL AESTHETIC FOR "BLUE CRUSH.".", WWD, Women's Wear Daily. Retrieved on 31 May 2009.
  2. Seen & Heard. Penton Media (29 June 2001). Retrieved on 2009-05-31.
  3. Honey Starring Jessica Alba Lil' Romeo Mekhi Phifer Completes Filming. AboutMovies.com (19 November 2002). Retrieved on 2009-05-31.
  4. Costume Designer Susan Matheson Interview – STEP BROTHERS. Collider.com (1 June 2008). Retrieved on 2009-05-31.
  5. Leydon. "Semi-Pro (Movie Review)", Daily Variety. Retrieved on 31 May 2009.
  6. Talladega Nights: The Ballad Of Ricky Bobby DVD Movie. cduniverse.com. Retrieved on 2009-05-31.
  7. Susan Matheson - Filmdelta - Filmdatabas på svenska (Swedish). filmdelta.se. Retrieved on 2009-05-31.
  8. Production Notes - Buy Step Brothers, starring Will Ferrell and John C. Reilly, On Blu-ray High-Def & DVD DEC. 2nd. Sony pictures. Retrieved on 2009-05-31.
  9. Robinson. "A Jeweled Response", The Los Angeles Times. Retrieved on 31 May 2009.
  10. "That Time The Terminator Franchise And Nike Almost Went To War Over A Shoe". Retrieved on 2017-12-29.
  11. 11.0 11.1 "Gersh; Susan Matheson - Costume Designer". Retrieved on 2017-12-29.
  12. Durrant. "Juliana Snapper unveils an underwater opera", timesonline.co.uk, 11 May 2009. Retrieved on 2009-05-31.

Njikọ mpụga[dezie | dezie ebe o si]