Gaa na ọdịnaya

Sylvia Bambala Chalikosa

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Sylvia Bambala Chalikosa
mmádu
Ụdịekerenwanyị Dezie
Mba o sịZambia Dezie
Aha enyereSylvia Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya29 Maachị 1964 Dezie
Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaEnglish Dezie
Ọrụ ọ na-arụonye ndọrọ ndọrọ ọchịchị, accountant, minister Dezie
Ọkwá o jiMinister - Office of the Vice President, Member of the National Assembly of Zambia Dezie
Onye otu ndọrọ ndọrọ ọchịchịPatriotic Front Dezie
Kọwara na URLhttp://www.parliament.gov.zm/node/5699 Dezie

Sylvia Bambala Chalikosa (amụrụ na 29 Machị na afo 1964) bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Zambia, onye otu Patriotic Front . Ọ bụ onye omeiwu maka Mpika Central constituency ma ọ bụ Minista na-ahụ maka ọrụ na ngwongwo ugbu a.[1][2][3][4]

Chalikosa rụrụ ọrụ dị ka onye na-ahụ maka ego na SawPower Company Limited. N'abalị iri na otu n'ọnwa Ọgọstụ n'afọ 2016, a họpụtara ya dị ka onye otu Patriotic Front (PF) ka ọ sọọ mpi maka oche na National Assembly of Zambia ma nọchite anya mpaghara Mpika Central. Mgbe ọ ghọsịrị onye otu Kọmitii Nchebe Mba na Kọmitii Mmekọrịta Mba Ọzọ nke Nzukọ Mba, Onye isi ala Edgar Lungu họpụtara ya ka ọ bụrụ onye isi ala ya n'ọnwa Ọktoba na afo 2016 wee weghara ọkwa Minista maka osote onye isi ala Inonge Wina.[1][5] N'afọ 2019, onye isi ala Edgar Chagwa Lungu wegara ya n'ọfịs nke Ministry of Works and Supply.[6][7]

Ebemsidee

[dezie | dezie ebe o si]
  1. 1 2 "Sylvia Bambala Chalikosa". National Assembly of Zambia. Retrieved 2019-12-08."Sylvia Bambala Chalikosa". National Assembly of Zambia. Retrieved 2019-12-08.{{cite web}}: CS1 maint: url-status (link)
  2. ↑ étrangères, Ministère de l'Europe et des Affaires. "Composition du gouvernement". France Diplomatie : : Ministère de l'Europe et des Affaires étrangères (in French). Retrieved 2019-12-08.
  3. ↑ Editor, Chief (2019-12-07). "Zambia : Zambia engages a Germany firm to help with the printing of ballot papers for the 2021 general elections". Lusaka Times (in Bekee ndị United Kingdom). Retrieved 2019-12-08. {{cite cite web}}: |author= has generic name (help)
  4. ↑ Eswatini, Usfnews- (2019-12-07). "Zambia engages a Germany firm to help with the printing of ballot papers for the 2021 general elections". World's Breaking News Portal | USFNEWS | (in Bekee ndị America). Archived from the original on 2019-12-08. Retrieved 2019-12-08.
  5. ↑ "PRESIDENT LUNGU WARNS AGAINST CORRUPTION" (in Bekee). Archived from the original on 2019-12-08. Retrieved 2019-12-08.
  6. ↑ News (ed.). "PRESIDENT EDGAR LUNGU MAKES MINISTERIAL CHANGES". onelovezambia.com (in Bekee ndị United Kingdom). Archived from the original on 2019-12-08. Retrieved 2019-12-08. {{cite cite web}}: |editor= has generic name (help)
  7. ↑ "PRESIDENT LUNGU MAKES CABINET RESHUFFLES". Ministry of Local Government - Zambia. 2019-08-15. Retrieved 2019-12-08.