Tajine Mtewem
Ọdịdị
Tajine Mtewem, nke a na-emekarị ka ọ bụrụ Mtewem (Arabic) bụ nri ọdịnaala nke ndi Obodo Algeria, ya na kpọmkwem Algerine (site n'obodo Algiers), a na-eji anụ ọkụkọ maọbụ anụ nwa atụrụ, galik, chickpeas ya na almonds eme nri ahụ.[1] A na-eji yabasị na galik buru ibu, dịka aha ya na-egosi na okwu mtewem pụtara "na galik", a na-esikarị ya n'ime ite Tajine. Dịka ọtụtụ nri nke ndi Obodo Algeria, enwere ike iji ya na ofe ọcha, maọbụ ofe na-acha ọbara ọbara.[2][3][4][5]
Ihe ngosiputa
[dezie | dezie ebe o si]Edensibia
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Bouayed, Fatima-Zohra (1983). La cuisine algérienne. Paris: Messidor/Temps actuels. ISBN 2-201-01648-8. OCLC 11290460.
- ↑ "African cuisine: Algerian mtewem". Le Journal de l'Afrique (in Bekee). 2021-04-23. Archived from the original on 2023-06-11. Retrieved 2022-05-30.
- ↑ "mtewem, cuisine algerienne المثوم". Amour de cuisine (in French). 2022-03-13. Retrieved 2022-05-30.
- ↑ Harig Benmostefa, Fatima Zohra. "Lexique et identité culturelle de la gastronomie Algérienne d'expression française". Aleph: Langues, Médias & Sociétés. Archived from the original on 2023-06-11. Retrieved 2023-06-11.
- ↑ Chun, Hui-Jung (1996). "Food of Maghreb -Algerian food in particular-". Journal of the Korean Society of Food Culture (in Korean). 11 (5): 660. ISSN 1225-7060.