Tapalapa bread
Ọdịdị


Achịcha Tapalapa bụ achịcha ọdịnala, ọkachasị na mba Senegal, Gambia na Guinea. A na-ahazi ya dị ka baguette ndị French.
A na-enye ya na Akara, agwa, azụ steam n'etiti nri ndị ọzọ nke Gambia. A na-emekarị ya na ụlọ achịcha dị n'ógbè ahụ. Ọ bụ ndị Fulas na Gambia na-ere ya n'ihi na ha bụ ndị a na-ahụkarị maka ahia ngwaahịa.
Isi ihe mejupụtara ya bụ ntụ ọka na yist.
- Ndepụta nri ndị Afrịka
- Ndepụta nri ndị Afrịka
- Ndepụta nke achịcha
- Nri nke Gambia
- Nri nke Senegal
- Nri nke Guinea