Tarek Sobh

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Tarek Sobh
Mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
mba o sịEgypt Dezie
aha ezinụlọ yaSobh Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya1967 Dezie
Asụsụ obodoEgyptian Arabic Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaArabic, Egyptian Arabic Dezie
Ọrụ ọ na-arụresearcher Dezie
Ihe nriteFellow of the African Academy of Sciences Dezie

Tarek M. Sobh (Àtụ:Lang-ar) bụ onye ọkammụta n'isi ọmụmụ Sayensị Kọmputa na Njinia Latrik si mba Ijipt na Amerika. Ọ bụ ya bụbu onye isi na ngalaba College of Engineering, Business, and Education na Mahadum Bridgeport. Ugbua, ọ bụ ya bụ onye isi oche Mahadum Teknụzụ Lawrence.[1][2][3][4][5]

Agụmakwụkwọ Ya[dezie | dezie ebe o si]

O nwetara nzere mbụ ya, B.Sc. n'isi ọmụmụ Engineering in Computer Science and Automatic Control site na Mahadum Alexandria, Ijipt n'afọ 1988. O nwetara nzere M.Sc na Ph.D. ya n'isi ọmụmụ Computer and Information Science site na Mahadum Pennsylvania n'afọ 1989 na 1991.[3][4][6][7]

Ọrụ Ya[dezie | dezie ebe o si]

Ugbua, ọ bụ onye isi oche na Ọkammụta n'isi ọmụmụ Electrical and Computer Engineering[8] na Mahadum Teknụzụ Lawrence [9] (LTU) dị na Southfield, MI. Ọ bụ ọkammụta gbapụrụ iche nakwa onye isi ka pụchara apụ na n'isi ọmụmụ Engineering na Mahadum Bridgeport,[10] Connecticut.

Ọ bụbuuru onye isi oche ngalaba na Mahadum Teknụzụ Lawrence (2020 - 2021) maa jeelakwarị ozi na Mahadum Bridgeport (UB) dịka Osote onye isi oche ezege, n'isi ọmụmụ Research and Economic Development[11] ma bụrụkwa onye isi mmalite nke ngalaba College of Engineering, Business, and Education nke Mahadum ahụ[12] (2018 - 2020). Ọ bụụrụ ya onye ntụziaka mmalite nke Interdisciplinary Robotics, Intelligent Sensing, and Control (RISC) Laboratory[13] (1995-2020), onye hiwere High-Tech Business Incubator na Mahadum UB (CTech IncUBator) (2010 - 2011) na onye isi ntụziaka mmalite na UB Innovation Center nke Mahadum Bridgeport (2019 - 2020). Site n'afọ 1992 ruo 1995 ọ bụụrụ onye Ọkammụta nnyocha enyemaka na ngalaba Kọmputa na Mahadum Utah. Ọ bụụrụ onye Ọkammụta nta na Mahadum Bridgeport n'àgbàtà afọ 1995 na 1999. N'afọ 2000 ọ bụrụ ọkammụta zuru ezu n'otu ụlọ akwụkwọ ahụ.[6][3]

Na Mahadum Bridgeport, ọ bụụrụ osote onye isi oche dị elu na ngalaba Graduate Studies and Research (2014-2018), Osote onye isi oche (2008-2014), Osote onye isi Mahadum (2006-2008), Onye isi na ngalaba School of Engineering[14] (1999-2018), Onye isi nwa mgbe na ngalaba School of Business, onye isi oche ntụziaka na ngalaba External Engineering Programs, Onye isi nwa mgbe na ngalaba Sayensị Kọmputa na Njinia Kọmputa,[15] and Chair of the Department of Technology Management.[16] O jekwara ozi dịka Ọkammụta na ngalaba Computer, Electrical and Mechanical Engineering na Sayensị Kọmputa (2000-2010) nakwa onye Ọkammụta nta na Sayensị Kọmputa na Njinia Kọmputa (1995-1999). Na Mahadum Utah,[17] ọ bụụrụ Ọkammụta Enyemaka Nnyocha n'isi ọmụmụ Sayensị Kọmputa na ngalaba Computer Science,[18] Kọleeji Njinia (1992-1995) na Onye òtù ime nnyocha na General Robotics and Active Sensory Perception (GRASP) Laboratory[19] nke Mahadum Pennsylvania[20] (1989-1991).

Òtù Ndị O sogasị na Ha[dezie | dezie ebe o si]

Ọ bụ onye òtù Association for Computing Machinery, Institute of Electrical and Electronics Engineers, International Society for Optical Engineering (SPIE), National Society of Professional Engineers (NSPE), American Society of Engineering Education (ASEE), American Association for the Advancement of Science (AAAS), Society of Manufacturing Engineers (SME), International Association of Online Engineering (IAOE), Bridgeport Discovery Museum, Connecticut Pre-Engineering Program (CPEP), nakwa International E-Learning Association (IELA).

Mmasị Ime Nnyocha Ya[dezie | dezie ebe o si]

Nyocha injinia na ụlọ ọrụ mmepụta ihe, CAD/CAM, nhụsianya na-arụsi ọrụ ike n'okpuru ejighị n'aka, robot na usoro electromechanical prototyping, ihe mmetụta na-ekesa njikwa atụmatụ, na-eme ka nnabata gafere nghọta, imewe, na imepụta ihe, ngwakọ na njikwa ihe omume pụrụ iche, nhazi ihe na ngwa, na arụrụ arụ ọrụ rọbọtụ mkpanaka bụ ụfọdụ n'ime mmasị nyocha nke Dr. Sobh ugbu a. Na mgbakwunye na akwụkwọ 27, o ewepụtala akwụkwọ karịrị 250 na mpaghara ndị a na mpaghara ndị ọzọ nke nyochachara ndị ọgbọ n'akwụkwọ akụkọ, ọgbakọ, na mbipụta. Ọ na-enwekwa mmasị n'ịmepụta usoro ihe ọmụma na nnwale iji nyere aka n'ịrụ ọrụ nke ngbanwe ihe mgbaru ọsọ na-eduzi maka ime ihe nlere anya, ilele, na inye iwu na-emekọ ihe ọnụ na-emekọrịta ihe na ntọala enweghị nhazi.

Ọ na-eje ozi ugbu a ma ọ bụ na-arụbu ọrụ na bọọdụ nchịkọta akụkọ nke akwụkwọ akụkọ 18, yana na kọmitii mmemme nke ihe karịrị 300 mba ogbako na ogbako na ngalaba nke mmụta injinia, robotics, automation, sensing, computing, systems, and controls.

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. Prof. Tarek M. Sobh, Ph.D., P.E..
  2. Dr. Tarek Sobh (en). Archived from the original on 2022-11-22. Retrieved on 2023-12-08.
  3. 3.0 3.1 3.2 Philadelphia, Penn Engineering GRASP Lab Penn Engineering GRASP Lab 3330 Walnut St. Tarek Sobh (en).
  4. 4.0 4.1 Meet Tarek M. Sobh, Lawrence Technological University New President (en) (2021-11-08).
  5. Gioiele, Brian (2021-11-09). Shelton educator lands university president job in Michigan (en-US). Archived from the original on 2022-12-28. Retrieved on 2023-12-08.
  6. 6.0 6.1 Sobh Tarek. M. | The AAS. Archived from the original on 2022-11-22. Retrieved on 2023-12-08.
  7. Computer and Information Science | A Department of the School of Engineering and Applied Science (en-US).
  8. Department of Electrical and Computer Engineering (en). Archived from the original on 2023-04-05. Retrieved on 2023-12-08.
  9. Tarek Sobh - Faculty and Staff Directory (en). Archived from the original on 2023-03-31. Retrieved on 2023-12-08.
  10. A Leading University in Connecticut | University of Bridgeport.
  11. Research and Grants | University of Bridgeport.
  12. College of Engineering, Business, and Education | University of Bridgeport.
  13. RISC Lab. Archived from the original on 2022-11-22. Retrieved on 2023-12-08.
  14. Engineering School in CT | University of Bridgeport.
  15. Computer Science & Engineering PhD | University of Bridgeport.
  16. Technology Management Programs in CT | University of Bridgeport.
  17. Kahlert School of Computing – School of Computing at The University of Utah.
  18. Kahlert School of Computing – School of Computing at The University of Utah.
  19. Philadelphia, Penn Engineering GRASP Lab Penn Engineering GRASP Lab 3330 Walnut St. GRASP Laboratory (en).
  20. University of Pennsylvania.