Teco Benson

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Teco Benson
Mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
aha ezinụlọ yaBenson Dezie
Ọrụ ọ na-arụonye nhazi ndu ihe nkiri, onye na-emeputa ihe nkiiri, omee Dezie
Ọrụ ama amaEnd Of The Wicked Dezie
nnọchiaha nkeonweL485 Dezie

Teco Benson bụ onye nduzi ihe nkiri na onye na-emepụta ihe nkiri na Naijiria. A họpụtara ya maka onye nduzi kacha mma na Africa Movie Academy Awards n'afọ 2006 na 2008, wee merie onye nduzi nke afọ na 2011 Best of Nollywood Awards . N'afọ 2012, Onye isi ala Goodluck Jonathan nke Naịjirịa nyere ya onyinye dị ka onye otu Order of the Federal Republic .[1][2][3] Ọ malitere ọrụ ya dị ka onye na-eme ihe nkiri na 1994 tupu ọ gbanwee mmepụta na iduzi. N'afọ 2003, o mere ihe nkiri mbụ Sierra Leone mere nke akpọrọ Blood Diamonds .[4][5][6][7][8]

Ihe nkiri[dezie | dezie ebe o si]

  • End of the Wicked
  • Red Hot
  • Accident
  • Mission to Nowhere
  • State of Emergency
  • Two Brides and a Baby
  • High Blood Pressure
  • Explosion
  • Executive Crime
  • Broad Daylight
  • The Price
  • Wasted Years
  • End of the Wicked
  • War Front
  • Formidable Force
  • Blood Diamonds
  • False Alarm
  • Terror
  • Six Demons
  • The Senator
  • Eye for Eye
  • Dirty Game
  • Felony
  • Day of Reckoning
  • Day of Atonement
  • Highway to the Grave
  • Grace to Grass
  • Danger Signal
  • Accidental Discharge
  • Silence of the Gods
  • Mfana Ibagha
  • Iku doro
  • The Fake Prophet
  • Elastic Limit
  • Mr & Mrs, Chapter 2

Ebensidee[dezie | dezie ebe o si]

  1. Full List of 2012 National Honour Recipients. Channels Television. Retrieved on 16 March 2014.
  2. Teco Benson and Peace Anyiam Osigwe to get National honours. TheNetNg. Retrieved on 16 March 2014.
  3. Anyiam-Osigwe ,Teco Benson for National Honour. Daily Independent Nigeria. Retrieved on 16 March 2014.
  4. Teco Benson on IMDb. IMDb. Retrieved on 15 March 2014.
  5. Nollywood Personalities: Teco Benson. Africafilms.com. Retrieved on 15 March 2014.
  6. Teco Benson Biography. Happenings9ja. Archived from the original on 15 March 2014. Retrieved on 15 March 2014.
  7. Teco Benson. Africa Film Festival Inc. Retrieved on 15 March 2014.
  8. Teco Benson Filmography on iROKOtv. iROKO Partners Ltd. Archived from the original on 16 March 2014. Retrieved on 16 March 2014.