2011 Best of Nollywood Awards
Ọdịdị
Emere 3rd Best of Nollywood Awards na Fraịde Nọvemba 11, 2011 na ụlọ oriri na ọṅụṅụ Lagoon Restaurant, Lagos. Ndi na-egwu kachasị dị ka JJC, W4, Capital F.E.M.I & Adol gụrụ egwu n'oge mmemme ahụ. [1] [2] [3]
Onye na-eme ihe nkiri kacha mma na ihe nkiri Bekee | Onye na-eme ihe nkiri na-akwado kacha mma na ihe nkiri Bekee |
---|---|
|
|
Onye na-eme ihe nkiri kachasị n'ọrụ ndu (Bekee) | Onye na-eme ihe nkiri kachasị n'ọrụ nkwado (Bekee) |
|
|
Nwanyi na-eme ihe nkiri kacha mma n'oru nkwado (yoruba) | Onye na-eme ihe nkiri kacha mma na ọrụ nkwado (yoruba) |
|
|
Onye na-eme ihe nkiri na-edu ndú (yoruba) | Nwany na-eme ihe nkiri kacha mma n'oru nkwado (yoruba) |
|
|
Mkpughe nke Afọ (nwoke) | Nkpughe nke Afọ (nwanyị) |
|
|
Ihe nkiri nke afọ | Ihe nkiri na-atọ ọchị nke afọ |
|
|
Cinematography nke Afọ | Kachasị eji ejiji |
|
|
Onye nduzi nke afọ | Ụda egwu nke afọ |
|
|
Nwa Kacha eme ihe nkiri na afọ | Onye ahịa nke afọ |
|
|
Ndezi nke afọ | Ihe nkiri kacha mma nwere ozi maka mgbanwe ọha |
|
|
Mbipụta mgbasa ozi nke afọ | Mgbasa ozi TV nke afọ |
|
|
Mgbasa ozi ịntanetị nke afọ | Ụda kacha mma na ihe nkiri |
|
|
Ihuenyo nke Afọ | Crossover kacha mma na ihe nkiri |
|
|
Nsusu ọnụ kacha mma na ihe nkiri Naijiria | Ihe nkiri kacha mma sitere na onye Naijiria bi na mba ọzọ |
|
|
Onye na-eme ihe nkiri Ọhụrụ n'eweghi asịrị | Ihe ngosi redio kacha mma |
|
|
Edensibia
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ BON Awards Nominees. Jaguda (September 15, 2011). Archived from the original on 6 March 2016. Retrieved on 23 March 2014.
- ↑ Best of Nollywood Awards Winners. 360Nobs. Archived from the original on 23 March 2014. Retrieved on 23 March 2014.
- ↑ BON Awards Winners. Nollywood by Mindspace. Retrieved on 23 March 2014.