Uche Jombo
Uche Jombo Rodriguez Audio onye nke amụrụ n'ọnwa Disemba n'ụbọchị iri abụọ na asatọ n'afọ 1979, bụ onye na- emepụta ihe nkiri, edekwa ihe nkiri ma na-akwado ndi na-emepụta ihe nkịrị fim na Naijiria nke ndi oyibo kpọrọ actress, screenwriter and film producer. .
Mbido ndụ ya
[dezie | dezie ebe o si]A mụrụ Uche Jombo n' abali iri-abụọ na asatọ nke onwa Disemba n’afọ 1979 n’Amiriba, Abia Steeti, Naigeria . Ọ gụrụ maka Mathematics na Statistics na Mahadu di na Calaba ma gụọ Computer Programming na Federal University of Technology Minna. [1][2]
Ọrụ
[dezie | dezie ebe o si]N'afọ 1999, Jombo sonyere n'otu ụlọ ọrụ ndi nke Naijiria na-emepụta ihe nkiri fim a kpọrọ 'Visa to hell'. Dika ọnye na-ede ihe nkiri , o soro dee ụfọdụ ihe nkiri dika 'The Celebrity, Games Men Play, Girls in the Hood na A Time to Love'. Jombo gara n’ihu ịkwado ndi otu Nollywood na-ịmepụta fim akpọrọ 'Hustlers, Holding Hope na nke orụ aka nke ya akpọrọ 'Damage' bụ nke metụtara esemokwu, ekworo, ịlụ ọgụ, iti ihe na-esite na ezinaaụlọ.. Jombo bụ onye nnọchi anya Globacom .
O meela ihe karịrị, ihe nkiri fim karịrị narị abụọ mgbe ụfọdụ eji aha ya mara ihe nkiri ndi ahụ . Ihe nkiri egwuregwu iri abụọ ọ mere eji mara ndị otu Nollywood gụnyere 'Games Men Play, Lies Men Tell, Holding Hope, A Mother's Fight, Unconditional, A Time to love, Be my wife, na Celebrity.
N'afọ 2008, ọ bidoro imepụta fim nke ya site n'iji aha ụlọ ọrụ ya a kpọrọ 'Uche Jombo Studios Production. N'afọ 2012, ọ lụrụ Kenny Rodriguez wee malite igosi na ikuziri ndi omee fim ka esi eme fim n'afọ 2015 mgbe a mụsịrị nwa ya nwoke aha ya bụ Mattew. Igosi na igbazi ụzọ maka imepụta ezigbo fim pụtara ihe na fim ya ndia. 'Lost in Us, How I Saved My Marriage, na nke so kwalite ndị otu Nollywood akpọrọ 'Heaven on My Mind'.
Ihe nkiri
[dezie | dezie ebe o si]Afọ | Aha Fim | Agwa ya | Ndị ya na ya mere fim a |
---|---|---|---|
1999 | Visa to hell[3] | ||
2000 | Girls Hostel | ya na Mary Uranta[4] | |
2002 | Fire Love | ya na Desmond Elliot | |
2004 | Scout | ya na Alex Lopez | |
2005 | Endless Lies | Becky | ya na Desmond Elliot |
Darkest Night | ya na Genevieve Nnaji, Richard Mofe Damijo na Desmond Elliot | ||
Black Bra | |||
2006 | Secret Fantasy | ya na Ini Edo | |
Price of Fame | ya na Mike Ezuruonye and Ini Edo | ||
My Sister My Love | Hope | ya na Desmond Elliot | |
Love Wins | Ege | ya na Desmond Elliot | |
Co-operate Runs | ya na Zack Orji | ||
2007 | World of Commotion | ya na Zack Orji and Mike Ezuruonye | |
Rush Hour | |||
Price of Peace | ya na Chioma Chukwuka and Jim Iyke | ||
Most Wanted Bachelor | ya na Ini Edo and Mike Ezuruonye | ||
Keep My Will | ya na Genevieve Nnaji and Mike Ezuruonye | ||
House of Doom | ya na Zack Orji and Mike Ezuruonye | ||
Greatest Harvest | ya na Pete Edochie | ||
Final Hour | with Tonto Dikeh | ||
2008 | Feel My Pain | with Mike Ezuruonye | |
Beyonce & Rihanna | Nichole | with Omotola Jalade-Ekeinde, Nadia Buari and Jim Iyke | |
2009 | Love Games | with Jackie Appiah and Ini Edo | |
Entanglement | with Desmond Elliot, Mercy Johnson and Omoni Oboli | ||
Silent Scandals | Muky | with Genevieve Nnaji & Majid Michel[5] | |
2010 | Home in Exile | with Desmond Elliot | |
Holding Hope | Hope | with Desmond Elliot and Nadia Buari | |
2011 | Kiss and Tell | Mimi | with Desmond Elliot and Nse Ikpe-Etim |
Damage[6] | with Tonto Dikeh | ||
2012 | Mrs Somebody | Desperado | |
2012 | Misplaced | Debra | with Van Vicker |
2013 | After The Proposal | Mary | ya na Patience Ozokwor and Anthony Monjaro |
2016 | Wives on strike[7] | ya na Chioma Chukwuka and Omoni Oboli | |
2017 | Banana Island Ghost | ya na Chigul and Dorcas Shola Fapson | |
2018 | Heaven On My Mind [8] | Uju | ya na Ini Edo |
Nturu Ugo
[dezie | dezie ebe o si]Afọ | Mmeme | Ihe nrite | Aha fim maọbụ onye
ntara ihe nrite |
Mpụtara |
---|---|---|---|---|
2008 | AfroHollywood Awards -UK | Best Actress | O mmeriri | |
4th Africa Movie Academy Awards | Best Supporting Actress | Keep my will | A rọpụtara ya. | |
2010 | 2010 Best of Nollywood Awards | Best Supporting Actress | Silent Scandals | O meriri |
City people Entertainment Award | Best Actress | O meriri | ||
Abia Steeti Awards | Honor Award | Herself | O meriri | |
Life Changers Awards-UK | Nollywood Personality of the year | Herself | O meriri | |
5 Continents Awards-New York | Merit award for charity support | Herself | O meriri | |
2011 | ELOY awards | Best Actress Leading role | Damage | O meriri |
2011 Best of Nollywood Awards | Best Actress Leading role | Damage | A rọpụtara ya | |
Best Screenplay | A rọpụtara ya | |||
Best Kiss with Kalu Ikeagwu | A rọpụtara ya | |||
2012 | Nafca | Best Actress Leading Role | Damage | O meriri |
Best Film | O meriri | |||
2012 Golden Icons Academy Movie Awards | Female Viewers Choice Awards | herself | A rọpụtara ya | |
8th Africa Movie Academy Awards | Best Actress Leading Role | Damage | A rọputara ya | |
2013 | Africa International Film Festival | Best Actress Leading Role | Lies Men Tell | O meriri |
2013 Best of Nollywood Awards | Best Actress Leading Role-English | Mrs Somebody | A rọpụtara ya | |
2014 | ELOY Awards | Female Film Producer of the Year | A rọpụtara ya | |
2014 Golden Icon Academy Movie Awards | Best on Screen (with Patience Ozokwor) | After the proposal | A rọpụtara ya | |
Female viewer choice Awards | Herself | A rọpụtara ya | ||
2014 Africa Magic Viewers Choice Awards | Best Movie Comedy | Lies Men Tell | A rọpụtara ya | |
10th Africa Movie Academy Awards | Best Actress leading role | Lagos Cougars | A rọpụtara ya | |
2015 | 2015 Golden Icon Academy Awards | Best Actress | Oge's Sister | A rọputara ya |
Female Viewer's Choice | Herself | O meriri |
Nsinweta
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Glo Ambassadors - Uche Jombo. Globacom Limited. Archived from the original on 26 September 2011. Retrieved on 28 September 2011.
- ↑ Adeniran, Yemisi. "I found acting boring -Uche Jombo", National Mirror, Global Media Mirror Limited, 10 September 2011. Retrieved on 28 September 2011.
- ↑ Olatunji, Samuel. "Nollywood’s ‘A’ list stars", Daily Sun, 26 June 2011. Retrieved on 28 September 2011.
- ↑ Erhariefe, Tony. "Mary Uranta: Sexual harassment drove me out of Nollywood", Sunnewsonline.com, 2013-04-28. Retrieved on 2014-04-18.
- ↑ Silent Scandals hits movie shelves soon. Retrieved on 28 September 2011.
- ↑ "Uche Jombo Storms Cinemas With Damage", AllAfrica.com, 28 July 2011. Retrieved on 28 September 2011.
- ↑ Watch the Trailer for "Wives On Strike" starring Uche Jombo, Omoni Oboli, Ufuoma McDermott & More. BellaNaija. Retrieved on 2016-05-12.
- ↑ Uche Jombo’s heaven on my mind is still trending. Guardian NG. Archived from the original on 2019-04-17. Retrieved on 2019-04-21.