Patience Ozokwor
Ọdịdị
Patience Ozokwor
| Ụdịekere | nwanyị |
|---|---|
| Mba o sị | Naijiria |
| Aha n'asụsụ obodo | Patience Ozokwor |
| Aha ọmụmụ | Patience Ozokwor |
| Aha enyere | Patience |
| Aha njirimara | Patience Ozokwor |
| Ụbọchị ọmụmụ ya | 14 Septemba 1958 |
| Ebe ọmụmụ | Ngwo |
| Asụsụ obodo | Asụ̀sụ̀ Ìgbò |
| Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | English, Asụ̀sụ̀ Ìgbò, Nigerian Pidgin |
| Ọrụ ọ na-arụ | omee, onye egwu, onye mmebe ejiji |
| Ụdị ọrụ ya | theater arts |
| Oge ọrụ ya (mmalite) | 1999 |
| Ụcha ntụtụ isi | Ntụtụ ojii |
| Ụcha ime anya | brown |
| Ngwa egwu | olu egwụ |
| Ihe nrite | Africa Movie Academy Award for Best Actress in a Supporting Role |
| Nnọchiaha nkeonwe | L484 |

Patience Ozokwor, // (na-ege ntị) (A amụrụ ya n'ụbọchị iri na anọ n'ọnwa Septemba n'afọ1958) ọ bụ onye Naijiria na-eti egwu, onye na-emepụta ejiji, onye na'agụ egwú gospel, na onye na-eme ihe nkiri. O meriri ihe nrite Best Supporting Actress 2012 & 2013 na 10th Africa Movie Academy Awards.[1][2][3][4] A maara ya maka ịrụ ọrụ nke nwanyị ọjọọ na ụfọdụ ihe nkiri ya.[5] Patience Ozokwor so n'ime ndị Naijiria puku irí kachasị elu nke gọọmentị sọpụrụ iji mee emume njikọta nke mpaghara ugwu na ndịda n'afọ 2014.[6]
- ↑ Patience Ozorkwor Biography. informafrica.com. Archived from the original on 10 November 2020. Retrieved on 8 August 2014.
- ↑ When Patience Ozokwor stormed London for son's wedding. vanguardngr.com. Retrieved on 8 August 2014.
- ↑ 'I Miss My Husband's Love And Companion' Patience Ozokwor. pulse.ng. Archived from the original on 2 August 2017. Retrieved on 8 August 2014.
- ↑ Patience Ozokwor reveals her real age & why she adopted 5 children. diamondcelebrities.com. Archived from the original on 21 October 2018. Retrieved on 8 August 2014.
- ↑ What Pastor Okotie, Patience Ozokwor, others have in common (en-US). Punch Newspapers (2021-01-24). Retrieved on 2022-08-06.
- ↑ Jonathan decorates Obasanjo, Buhari, IBB, others with centenary awards. vanguardngr.com. Retrieved on 7 October 2014.