Nse Ikpe-Etim
Etemete àtụ dị: Àtụ:Infobox person Afọ ọmụmụ: amụrụ ya n'abali iri abụọ na otu n'onwa ọktoba n'afọ 1974 (afọ iri anọ na ise).
Lagos, Lagos steeti.Naijiria.
Nwaamala - Nigerian
Akaọrụ - Omee
Di - Clifford Sule (m. 2013)
Webụsaịtị - Nseikpeetim.com
Nse Ikpe-Etim (amụrụ n'afọ 1974) bu omee na Naijiria. O bụ n'afọ 2008 ka amatara ya nke oma n'iihi oke na ọlụ ya na Reloaded. A họpụtara ya dika Best Actress in a Leading Role nke ise na asatọ nke Africa Movie Academy Awards maka oke na ọlụ ya na Reloaded na Mr and Mrs n'otu n'otu. N'afọ 2014, o meriri dika omee kachamma n'ihe egwuregwu na 2014 Africa Magic Viewers Choice Awards maka ime dika "Nse" na Journey to self.
Mmalite Ndụ[mèzi | mèzi mkpụrụ]
Ha mụrụ Etim n'abalị iri abụọ na otu n'onwa oktoba n'afọ 1974 na Lagos. Etim gara akwụkwọ na Awa Nurseri skul na Command Prịmarị skul na Kaduna steeti. O gakwara n'ihu iga akwụkwọ na St Louis College, Jos na Federal Government Colleges nke di na Jos na Ilorin. O kwuru si na ezinụlọ ya na akwagakari na mpahara dị iche iche nke Naijiria n'ihi ọrụ nna ya na Central Bank of Nigeria. Etim nwetara akara ugo mmụta mbụ ya na Theater Arts na University of Calabar
Ndu Onwe[mèzi | mèzi mkpụrụ]
Etim bu nwa nke mbụ n'ime ụmụ isii. N'oge Toolz gbara ya ajụjụ ọnụ, o kwuru na o nwere Caucasian Godparents (ndị nne na nna Caucasian). Ọ lụrụ enyi ya mgbe ha bu umuaka akpọrọ Clifford Sule n'abalị iri na anọ n'onwa februari n'afọ 2013 na registiri di na Lagos steeti. E mere emume agbamakwụkwọ ya na obodo ya na Akwa Ibom steeti na lagos steeti n'otu n'otu, onwa ole na ole e mesiri alumdi na steeti. Ugbu a, ya na di ya bi na london. Dị ya bu onye nkuzi di elu na Middlesex University Ọ na abia kwa Naijiria ọtụtụ mgbe maka ọrụ gbasara ihe nkiri.
Ọrụ[mèzi | mèzi mkpụrụ]
Etim bidoro ime ihe nkiri na nkwago na mahadum mgbe o di afọ iri na asatọ. Mgbe mbụ o gosiri n'ihe onyonyo bu na ihe nkiri ezinulo akporo Inheritance. Mgbe ọ gusiri akwụkwọ na mahadum, o hapuru ime ihe nkiri n'obere oge iji lebaa anya n'ihe ndị ọzọ tupu ọ laghachi mee ihe nkiri nke Emem Isong akpọrọ Reloaded nke Ramsey Nouah, Rita Dominic,Ini Edo na Desmond Elliot so.
N'onwa december 2019, egosiri Nse Etim na Visual Collaborative Polaris katalọgụ, nke di n'okpuru usoro Supernova maka mmadụ. A gbara ya ajụjụ ọnụ tinyere ndị dika William Coupon, Bisila Bokoko na Ade Adekola.
Ihe Nkiri[mèzi | mèzi mkpụrụ]
Afọ | Ihe nkiri | Ọrụ | Ihe edeturu |
---|---|---|---|
2003 | Emotional Crack | Na-akpakọrịta Mmepụta | |
Venom of Justice 2 | |||
2008 | Reloaded | ha na Ramsey Nouah, Desmond Elliot Rita Dominic, Ini Edo, Uche Jombo & Stephanie Okereke Ahọputara ya maka Best actress in a Leading Role na 5th Africa Movie Academy Awards | |
2010 | Bursting Out | ya na Genevieve Nnaji, Susan Peters & Majid Michel | |
Inale | Ori | ya na Caroline Chikezie, Hakeem Kae-Kazim & Ini Edo | |
2011 | Guilty Pleasures | ya na Ramsey Noah, Majid Michel, Stephanie Okereke & Desmond Elliot | |
Memories of my Heart | ya na Ramsey Noah, Ini Edo, Uche Jombo & Monalisa Chinda | ||
Kiss and Tell | Tena | ya na Joseph Benjamin, Desmond Elliot, Uche Jombo & Monalisa Chinda | |
Spellbound | Mary | ya na Joseph Benjamin, Desmond Elliot, Uche Jombo & Chioma Chukwuka | |
2012 | Phone Swap | Mary | ya na Wale Ojo, Joke Silva & Lydia Forson |
Mr. and Mrs. | Susan Abbah | ya na Joseph Benjamin & Barbara Soky | |
The Meeting | Bolarinwa | na Rita Dominic, Femi Jacobs, Kate Henshaw, Jide Kosoko & Chinedu Ikedieze | |
Journey to Self | Nse | ya na Dakore Akande & Chris Attoh | |
Black November | Onye ọka iwu | ya na Mickey Rourke, Vivica Fox, Hakeem Kae-Kazim & Kim Basinger | |
2013 | Broken | Mariam Idoko | ya na Kalu Ikeagwu & Bimbo Manuel |
Blue Flames | ya na Omoni Oboli & Kalu Ikeagwu | ||
Hustlers | ya na Chelsea Eze & Clarion Chukwura | ||
2014 | Devil in the Detail | Helen Ofori | ya na Adjetey Anang |
The Green Eye | ya na Kalu Ikeagwu na Tamara Eteimo | ||
Tunnel | ya na Femi Jacobs na Waje | ||
In Between | ya na Pascal Amanfo | ||
2015 | The Visit | Ajiri Shagaya | ya na Blossom Chukwujekwu, na Femi Jacobs |
Heaven's Hell | Alice Henshaw | ya na Bimbo Akintola, OC Ukeje na Damilola Adegbite | |
Fifty | Kate | ha na Ireti Doyle, Omoni Oboli na Dakore Akande | |
2016 | Stalker | Kaylah | na Jim Iyke, na Caroline Danjuma |
A Trip to Jamaica | ya na Ayo Makun, Funke Akindele | ||
2017 | American Driver | Nse Ikpe-Etim | ya na Evan King, Jim Iyke, Anita Chris, Nse Ikpe Etim, Nadia Buari, Emma Nyra, Ayo Makun, Laura Heuston, McPc the Comedian, Michael Tula, Andie Raven |
Onyinye na Nhọpụta[mèzi | mèzi mkpụrụ]
Afọ | Onyinye | Ngalaba | Ihe nkiri | Nsonaazu |
---|---|---|---|---|
2009 | 5th Africa Movie Academy Awards | Best Actress in a Leading role | Reloaded | Àtụ:Nominated |
2009 Best of Nollywood Awards | Revelation of the Year (female) | Àtụ:Nominated | ||
2010 | 2010 Nigeria Entertainment Awards | Best Actress Film/Short Story | Reloaded | Àtụ:Won |
2010 Best Of Nollywood Awards | Best Actress in a Leading role | Guilty Pleasures | Àtụ:Nominated | |
2011 | 2011 Best of Nollywood Awards | Best Actress in a Lead role | Mr. and Mrs. | Àtụ:Won |
2012 | 2012 Nigeria Entertainment Awards | Best Lead Actress | Àtụ:Nominated | |
8th Africa Movie Academy Awards | Best Actress in a lead role | Àtụ:Nominated | ||
ZAFAA Awards[1][2] | Best Actress in a supporting role | Kiss and Tell | Àtụ:Nominated | |
The Eloy Awards[3] | Actress of the Year | Phone Swap | Àtụ:Nominated | |
2012 Nollywood Movies Awards | Best Actress in a Supporting role | Kiss and Tell | Àtụ:Won | |
2012 Best of Nollywood Awards | Best lead Actress in an English Movie | Phone Swap | Àtụ:Won | |
Best Actress in a supporting role | The Search | Àtụ:Nominated | ||
Best kiss in a film | Spellbound | Àtụ:Nominated | ||
17th Africa Film Awards (Afro-Hollywood Awards)[4] | Best Actress in a supporting role[5] | Àtụ:Nominated | ||
2013 | 2013 Nollywood Movies Awards | Best Actress in a Leading role | Mr. and Mrs. | Àtụ:Nominated |
2013 City People Entertainment Awards[6][7] | Best Actress of the Year | Àtụ:Nominated | ||
2013 Golden Icons Academy Movie Awards[8][9] | Best Actress | Phone Swap | Àtụ:Nominated | |
2013 Ghana Movie Awards[10][11] | Best African Collaboration | Purple Rose | Àtụ:Nominated | |
2013 Nigeria Entertainment Awards | Best supporting Actress in a film | Kiss & Tell | Àtụ:Nominated | |
2014 | 2014 Africa Magic Viewers Choice Awards | Best actress in a Drama | Journey to Self | Àtụ:Won |
2014 Nigeria Entertainment Awards | Best Actress in a Lead Role | Àtụ:Nom | ||
2014 Golden Icons Academy Movie Awards | Best Actress in a Lead Role | Purple Rose | Àtụ:Nom | |
Viewers's Choice female | Àtụ:Nom | |||
2015 | 2015 Best of Nollywood Awards | Best actress in a Leading role (English) | Stolen Water | Àtụ:Won |
Best Kiss in a Movie | Àtụ:Nom | |||
2015 Golden Icons Academy Movie Awards | Best Actress | Stalker | Àtụ:Won | |
Best On-screen duo | Àtụ:Nom | |||
2016 | 2016 Africa Magic Viewers Choice Awards | Best Actress TV Series/Drama | The Visit | Àtụ:Nom |
2016 Nigeria Entertainment Awards | Lead Actress in a Film | Àtụ:Nom | ||
12th Africa Movie Academy Awards | Best Actress In A Leading Role | Fifty | Àtụ:Nom |
Ebe nsi nweta[mèzi | mèzi mkpụrụ]
- ↑ Full list of ZAFAA Award 2012 nominees. Retrieved on 28 March 2014.
- ↑ ZAFAA Award 2012 winners. Retrieved on 28 March 2014.
- ↑ 2012 Eloy Awards Nominees. Retrieved on 30 March 2014.
- ↑ 2012 Afro Hollywood Awards Winners. Retrieved on 8 April 2014.
- ↑ 17th Africa film Awards. Retrieved on 8 April 2014.
- ↑ full list of 2013 city people award nominees. Retrieved on 28 March 2014.
- ↑ List of Nominees for City People Awards. Retrieved on 28 March 2014.
- ↑ 2013 GIAMA nominees. Retrieved on 27 March 2014.
- ↑ Golden Icons Academy Awards 2013 nominees. Retrieved on 27 March 2014.
- ↑ 2013 Ghana Movie Awards. Retrieved on 27 March 2014.
- ↑ Ghana Movie Awards nominees. Retrieved on 27 March 2014.