Omoni Oboli

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Omoni Oboli
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
Ụlọ ọrụ mmepụta iheụlọ ọrụ ihe nkiri, Ihe nkiri nke Naịjirịa, ụlọ ọrụ ntụrụndụ Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
aha n'asụsụ obodoOmoni Oboli Dezie
Aha ọmụmụOmoni Oboli Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya22 Eprel 1978 Dezie
Ebe ọmụmụȮra Delta Dezie
Dị/nwunyeNnamdi Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee, pidgin Naịjirịa Dezie
Ọrụ ọ na-arụonye na-emeputa ihe nkiiri, omee, onye nhazi ndu ihe nkiri, brand ambassador, onye nhazi ederede Dezie
ụdị ọrụ yatheater arts Dezie
ebe agụmakwụkwọMahadum nke Benin, New York Film Academy Dezie
ogo mmụtaBachelor of Arts Dezie
oge ọrụ ya (mmalite)2009 Dezie
okpukpere chi/echiche ụwaEfefe Kraịst Dezie
Ụcha ime anyabrown Dezie
ụcha ntụtụ isiNtụtụ ojii Dezie
Ọrụ ama amaThe Stars are Ageless Dezie
Ihe nriteELOY Awards, Best of Nollywood Awards Dezie
ahọpụtara makaELOY Awards, Africa Movie Academy Awards Dezie
nnọchiaha nkeonweL484 Dezie

Mmalite ndụ na mmụta

A mụrụ Oboli na Benin City, Edo State . O bụ nwa Mosogar na Delta State. [1] Omoni Oboli gụrụ Asụsụ Mba Ọzọ (nke hiwere isi na French) na Mahadum Benin, ebe o nwetara nturu ugo na nsọpụrụ (Nkewa nke klaasị nke abụọ di elu). [2]

Ọrụ[dezie | dezie ebe o si]

Omoni malitere ọrụ ihe nkiri ya na fim mbụ ya na Bitter Encounter (1996), ebe ọ pụtara dika odeakwụkwọ. Ihe nkiri nke na-eso ya bụ Shame. Ọ gaziri n'ihu n'ihe nkiri n'ibụ nwanyi no na isi n'ihe nkiri atọ buru ibu; Not My Will, Destined To Die na Another Campus Tale. Mgbe o nwetachara ọnụ na obere oge o tinyere na orụ fim na 1996, Omoni hapụrụ ọrụ ihe nkiri iji wee gụchaa mahadum. Ọ lụrụ di ozugbo ọ gụchara akwụkwọ nke na o laghachighi azụ na ọrụ ruo mgbe afọ iri gachara.

Omoni nwere ọtụtụ ihe ngosi na mbọ ọ gbara, nke tinyere ihe nkiri ya bụ Wives On Strike ya na The Rivals, ihe nkiri ya na enyi ya mepụtara ma nweta ihe nrite maka ejije kacha mma na mba ofesi na New York International Independent Film na Video Festival. [2] Ọ bụ ihe nkiri Naịjirịa izizi emere kemgbe emume mmemme fetivalụ bidoro na 2003. .[Tinye edensibịa] E nyere ihe nkiri ahụ kpakpando-atọ site na aka mmadụ anọ ndi mmemme ikpe. .[Tinye edensibịa]

Omoni putara ihe na otutu ihe nkiri dika onye ji isi oru nke gunyere The Figurine (2009), Anchor Baby (2010), Being Mrs Elliot, na Fifty (2015). Ọ bụkwa nwanyị mbụ na-eme ihe nkiri siri Nollywood nwetara nturu ugo onye kachasi mma na ejije na emume festivalu mba uwa abuo, [3] (nke ndị Naijiria ma ọ bụ ndị Africa na-ahazighị), n'otu afọ (2010). Nke a ka o mere na Harlem International Film Festival na ihe nkiri nturu ugo nke Los Angeles Movie Awards maka onye isi na ihe nkiri ya na Anchor Baby. [4]

Akara na aha[dezie | dezie ebe o si]

Na afọ 2010, o ritere ihe nrite maka onye ejije kacha mma na Best Actress Narrative Feature na Los Angeles Movie Awards, ya na onyinye maka okacha mma naHarlem International Film Festival.[5] A hoputara Omoni maka onye Kachasị Mma na Africa Movie Academy Awards. [6]

Na afọ 2014, o ritere okacha mma na nwanyi na-eme ihe nkiri na afo nke Big Screen, na 2014 ELOY Awards, maka ihe nkiri ya bụ Mrs Elliott [7] . Na afo 2015, Omoni ritekwara onyinye ndi Sun Nollywood “Personality of the Year”. [8] O duziri otutu ihe nkiri dika Being Mrs Elliott, The First Lady, Wives on Strike, na Okafor's Law.

Na 14 Ọgọstụ 2017, Omoni Oboli weputara na ihu instagram ya nkesa okwu ozi gosiputara oru ohuru ya dika Brand ambassador nke Olawale Ayilara LandWey Investment Limited. [9]

Okwu gbasara iwu[dezie | dezie ebe o si]

Omoni Oboli pụtara na ihe nkiri Iwu Okafor , nke bidoro na abali iri na abuo nke Machị 2017. Makaosiladi, e nweghị ike i gosiputa ihe nkiri ahụ ka oru izizi n'ihi na ụlọ ikpe nyere ikike injunction . E boro Oboli ebibo ida iwu ederede infringement site n'aka Jude Idada [10] [11] [12] onye kwuru na ya dere otu akụkụ akuko Okafor's Law. [13] E mepụtara ihe nkiri ahụ na 31 Machị na afọ 2017. [14]

Ọrụ ebere[dezie | dezie ebe o si]

Omoni Oboli guzobere otu ụlọ ọrụ ebere, "The Omoni Oboli Foundation " iji ọkwá ya dị ka onye a mara ama n'ihe nkiri i wetara enyemaka dị mkpa maka ọnọdụ nke ụmụ nwanyị na ụmụaka ndị uwa na-atu n'onu na obodo Nigeria. Ntọala ahụ a bigidera enweela ike ịmalite ọtụtụ ọrụ nke gụnyere ihe ndị a:

  • Izu umuaka ndi bi na Lagos nri. [15]
  • Izu nri na inye ihe karịrị narị abụọ ụmụaka dara ogbenye na ndị enweghi enyemaka na Delta Steel Complex, Aladja, na ụbọchị ntụrụndụ site n'inye ha onyinye bara uru.
  • Mbawanye uche ụmụaka nke ndi nwere obere ikike site na ịkpọrọ ụmụaka nke Ecole Divine Nursery Primary na Secondary School ka ha ga na ụlọ ọrụ na-emepụta mmiri ara ehi iji hụ otu esi eme ya na ichikota ya.

Filmography[dezie | dezie ebe o si]

Afọ Ihe nkiri Ọrụ Ihe edeturu
2009 Ntinye ya na Desmond Elliot, Mercy Johnson, Yemi Blaq
Ihe oyiyi ahụ Mona ya na Ramsey Nouah, Kunle Afolayan
2010 Kwere Akụ Ikechukwu ya na Olu Jacobs, Joke Silva, Stella Damasus-Aboderin, Desmond Elliot
Anchor Nwa Joyce Unanga ya na Sam Sarpong
2012 Featured Dreams Sade ya na Andrew Rozhen, Philippa Peter-Kubor
2014 Onye na-echekwa Nwanna Mena na Majid Michel
Nyeghachi Siza Alero ya na Gbenga Akinnagbe
Bụ Oriakụ Elliot ya na Majid Michel, AY, Uru Eke
2015 Ndị dike Lunch Time Nwunye Gọvanọ ya na Dakore Akande
Duplex ahụ Adaku ya na Mike Ezuruonye
Dị ka Crazy ka ọ na-enweta Katherine
Nwanyị Mbụ Michelle ya na Alexx Ekubo, Yvonne Jegede, Chinedu Ikedieze, Joseph Benjamin
Iri ise Maria ya na Ireti Doyle, Nse Ikpe Etim na Dakore Akande
2016 Ndị Nwunye Na-akụ Ọkụ [16] ya na Chioma Chukwuka, Uche Jombo, Kalu Ikeagwu
Iwu Okafor Ejiro ya na Blossom Chukwujekwu, Gabriel Afolayan, Ufuoma McDermott
2017 Agbamakwụkwọ Ndị Agbamakwụkwọ 2 ya na Adesua Etomi, Banky Wellington, Chiwetalu Agu, Patience Ozokwor
Ndi nwunye na iku iku 2 ya na Chioma Chukwuka, Uche Jombo, Ufuoma McDermott, Toyin Abraham
Mụ na nwunye m [17] na Ramsey Nouah
2018 Ndị Nne na Agha ma duzie ya. Starred na Funke Akindele
2019 <i id="mwAS8">Sugar Rush</i>
Ishụnanya Bụ Agha Hankuri Philips ya na Richard Mofe-Damijo, Jide Kosoko, Akin Lewis
Òlòturé Alero ya na Sharon Ooja, Omowumi Dada, Blossom Chukwujekwu ,

Edemsibịa[dezie | dezie ebe o si]

  1. Award-winning, multi-talented actress, Omoni Oboli (en-UK).
  2. 2.0 2.1 Award-winning, multi-talented actress, Omoni Oboli (en-UK).
  3. Error on call to Template:cite web: Parameters url and title must be specified.
  4. Error on call to Template:cite web: Parameters url and title must be specified.
  5. Error on call to Template:cite web: Parameters url and title must be specified.
  6. The 2011 Africa Movie Academy Awards Nominees List | ::GABz Incorporated:: (en-US). Archived from the original on 2017-12-01. Retrieved on 2020-11-22.
  7. Error on call to Template:cite web: Parameters url and title must be specified.
  8. Template error: argument title is required.
  9. Error on call to Template:cite web: Parameters url and title must be specified.
  10. "Omoni Oboli vs. Jude Idada: Nigerians react to 'Okafor’s Law' theft saga, premiere cancellation". (in en-GB)
  11. ""Okafor"s Law": Jude Idada says Omoni Oboli stole movie from him". (in en-US)
  12. Court Adjourns Case Between Omoni Oboli and Jude Idada | Silverbird Television (en). Archived from the original on 2017-12-07. Retrieved on 2020-11-22.
  13. "TNS Exclusive: (AUDIO) Jude Idada Accuses Omoni Oboli Of ‘Stealing’ "Okafor’s Law"". (in en-GB)
  14. "Video: 'My Story, My Script, My Film!'– Omoni Oboli Insists As 'Okafor’s Law' Premiere Is Cancelled", TNS, 24 March 2017.
  15. Rucky. Actress, Omoni Oboli Takes Her 40th Birthday To The Streets, Feeds 1,200 Kids In Lagos (Photos) - Naija news Naij news (en-US). Archived from the original on 2018-07-26. Retrieved on 2020-11-22.
  16. Watch the Trailer for "Wives On Strike" starring Uche Jombo, Omoni Oboli, Ufuoma McDermott & More.
  17. "My Wife and I" is refreshingly funny and entertaining.

Njikọ dị na mpụga[dezie | dezie ebe o si]

  • Omoni Oboli on IMDb