Adesua Etomi

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Adesua Etomi
Mmádu
Ụlọ ọrụ mmepụta iheụlọ ọrụ ihe nkiri, Ihe nkiri nke Naịjirịa Dezie
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
aha n'asụsụ obodoAdesua Etomi Dezie
Aha ọmụmụTolulope Dezie
Aha enyereAdesua Dezie
aha ezinụlọ yaEtomi Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya22 Febụwarị 1986 Dezie
Ebe ọmụmụOwẹrrẹ Dezie
Dị/nwunyeBankole Wellington Dezie
Asụsụ obodoEsan Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee, Esan, pidgin Naịjirịa Dezie
Ọrụ ọ na-arụomee, onye egwu, onye na-emeputa ihe nkiiri Dezie
ụdị ọrụ yatheater arts Dezie
ebe agụmakwụkwọCity College Coventry, University of Wolverhampton, Queen's College, Lagos Dezie
ogo mmụtabachelor's degree Dezie
oge ọrụ ya (mmalite)2012, 2014 Dezie
agbụrụEsan people, Ndi Yoruba Dezie
Ụcha ime anyabrown Dezie
ụcha ntụtụ isiNtụtụ ojii Dezie
Ọrụ ama amaKnocking on Heaven's Door Dezie
nnọchiaha nkeonweL484 Dezie

Adesua Etomi-Wellington, nke a makwaara dị ka Adesua Etomi (amụrụ 22 Febụwarị 1988),bụ nwafọ Naijiria na-eme ihe nkiri. [1] N'afọ 2014, ọ pọtara n'ihe nkiri izizi ya Knocking On Heaven's Door . [2] O meriri Best Actress in a Drama na 2016 Africa Magic Viewers Choice Awards maka ọrụ ya na ihe nkiri ịhụnanya

Mmalite ndu ya na mmuta[dezie | dezie ebe o si]

A mụrụ Tolulope Adesua Etomi na Owerri, dị n'Imo Steeti, n'ụbọchị nke 22 n'ọnwa Febụwarị. [3] [4] Ọtụtụ mmadụ kwuru afọ ọmụmụ ya bụ afọ 1988. [5] [6] [7] Agbanyeghị, n'ajụjụ ọnụ e mere na Jenụwarị n'afọ 2016, Etomi gwara Pulse Nigeria na ọ dị afọ 29. [8] Ọzọkwa, Answers Africa bipụtara otu edemede na Maachị nke afọ 2016 na-ekwu na ọ dị afọ 30. [9] Nna ya bụ onye agha nke agbụrụ Esan na nne ya bụ injinia nke agbụrụ Yoruba . [10] Ọ bụ ọdụdụ nwa n'ime ụmụnne atọ. [11] Etomi gara ụlọ akwụkwọ Corona dị na Victoria Island, na Legos, ebe o sonyere na otu ihe nkiri mgbe ọ dị afọ asaa. Mgbe nke ahụ gasịrị, ọ gara Queen's College, na Legos tupu ọ kwaga na United Kingdom mgbe ọ dị afọ 13. Etomi mechara nweta diplọma na "physical theatre, musical theatre and performing arts" na City College Coventry n'afọ 2004. Mgbe ọ gụsịrị akwụkwọ ndị a n'afọ 2006 nweta distinshọn atọ, ọ mụrụ drama and performance na Mahadum nke Wolverhampton, ebe o ji fest klaasị gụchaa .

Ọrụ[dezie | dezie ebe o si]

Ihe nkiri Etomi mere gụnyere Arbitration, [12] Wedding Party, [13] na Falling . [14] Omume ya na Falling nwetara ya Africa Magic Viewers Choice Award for Best Actress in a Drama n'afọ 2016. [15] [16] Ihe nkiri ndị ọzọ ama ama ọ pụtara na ya gụnyere A Soldier's Story (2015), Out of Luck (2015), [17] na Couple of Days (2016). [18] Etomi zara Shiela n'agba nke anọ na nke ise nke Shuga, ihe nkiri onyonyo banyere mgbochi HIV / AIDS . [19] [20] Etomi malitere ị bụ Amaka Obiora, onye uwe ojii nzuzo, n'ihe emume onyonyo Yemisi Wada a kpọrọ LasGidi Cops, nke pụtara na June n'afọ 2016 na televishọn. [21] E gosiputara ya na ndepụta nke Vogue's list of 14 global superstars. [22]

Ndụ onwe ya[dezie | dezie ebe o si]

Adesuwa Etomi na di ya Banky W. na AMVCA 2020

Etomi kwetere ị lụ Banky W n'ọnwa Febụwarị n'afọ 2017. [23] [24] Di na nwunye ahụ lụrụ di na nwunye ọdịnala n'ụbọchị nke 19 n'ọnwa Nọvemba, agbamakwụkwọ ụlọ ikpe ha bụ n'ụbọchị nke 20 n'ọnwa Nọvemba, nakwa agbamakwụkwọ ndị ọcha n'ụbọchị nke 25 n'ọnwa Nọvemba n'afọ 2017; nke e mere na Cape Town, na South Africa . [25]

Ihe nkiri[dezie | dezie ebe o si]

Afọ Aha Ọrụ Ihe edeturu
2013 The Call Tara Obere ihe nkiri
2014 Brave Layo Obere ihe nkiri
2014 Knocking On Heaven's Door Debbie
2015 Falling Muna
2015 A Soldier's Story Lebari
2015 Out of Luck Bisola
2016 Couple of Days Nina
2016 The Arbitration Dara Olujobi
2016 Something Wicked
2016 The Wedding Party Dunni Coker
2016 Ayamma:Music In The Desert Ayamma / Iko / Ihuoma
2017 10 Days Sun City Bianca
2017 <i id="mw6g"></i>The Wedding Party 2 Dunni Onwuka
2018 Date Night
2018 King of Boys Adekemi Salami
2018 Memoirs of 4
2018 Up North Zainab
2019 <i id="mwAQ4">Muna</i> Muna
2019 Malika: Warrior Queen Malika

Ihe onyonyo dị n'usoro[dezie | dezie ebe o si]

Afọ Aha Ọrụ Ihe edeturu
2012 Smooth Promotions Onye na-ede akụkọ / onye na-eweta ihe nkiri Ụlọ ọrụ onyonyo
2014 Gidi Up ( oge 2 ) [26] Sharon Usoro
2015 Las Gidi Cops [27] Amaka Obiora Usoro
2015 Shuga (oge 4) [28] Sheila Usoro
2017 Shuga: Down South [29] [30] Sheila Usoro

Ịhe nkiri[dezie | dezie ebe o si]

Afọ Aha Ọrụ Ụlọ ọrụ
2004 The Crucible John Proctor City College Production
2005 Miss Saigon John Thomas City College Production
2006 Jesus Christ Superstar Judas City College Production
2008 Fractal The Oppressed Arena Theatre
2009 The Grimm Tales Dwarf / Witch Arena Theatre
2009 Not My Cup Of Tea Immigrant Arena Theatre
2012 The Miller's Tale Alice Saga Tiata - Edinburge Fringe Festival
2013 Anatomy Of A Woman Bolatito Lagos Theater Festival
2013 Shattered Loveth Paw Studios
2013 Crystal Slippers Sewa Thespian Family Theater
2013 London Life Lagos Living Sue Paw Studios
2013 Saro [31] Rume Bap Productions
2013 Secret Life Of Baba Segi's Wives Segi Joos and Joms Productions
2014 Band Aid [32]
2014 Make We Waka Chantelle Look Left Look Right
2014 Saro [33] Rume Bap Productions

Vọịs ova[dezie | dezie ebe o si]

Afọ Ọrụ Ụlọ ọrụ
2013 Taste Bud Fanta
2014 Fan Solo Phones

Onyinye na nhoputa[dezie | dezie ebe o si]

Afọ Onyinye Katịgori Onye nnata Mpụtara
2009 Foresight Theater Awards Best Performance in a devised Piece of work Onwe ya Merie
2014 2014 Golden Icons Academy Movie Awards Most Promising Actress Knocking on Heaven's Door Ahọpụtara
2014 Nollywood Reinvented Awards Best New Actress Onwe ya Merie
2015 Golden Movie Awards Golden Actress in a Lead Role Falling Ahọpụtara
2015 Golden Movie Awards [34] Discovery of the Year Onwe ya Merie
2015 City People Entertainment Awards [35] Best New Actress Onwe ya Ahọpụtara
2015 2015 Golden Icons Academy Movie Awards Best Actress Falling Ahọpụtara
2015 2015 Golden Icons Academy Movie Awards Best On-screen duo Ahọpụtara
2015 2015 Golden Icons Academy Movie Awards Female Viewer's Choice Onwe ya Ahọpụtara
2015 ELOY Awards Actress of the Year - Big screen [36] Merie
2015 ELOY Awards Actress of the Year - Television <i id="mwAik">Gidi Up</i> Ahọpụtara
2016 2016 Africa Magic Viewers Choice Awards [37] Best Actress in a Drama (Movie/TV series) Falling Merie
2016 12th Africa Movie Academy Awards Best Actress in Leading role Falling Ahọpụtara
2016 Golden Movie Awards Golden Actress Falling Ahọpụtara
2016 Nigeria Entertainment Awards Best Actress in Leading Role Falling Ahọpụtara
2016 ELOY awards Actress of the year - Big Screen The Arbitration Ahọpụtara
2017 2017 Africa Magic Viewers Choice Awards Best Actress Drama/TV Series The Arbitration Ahọpụtara
2017 2017 Nigeria Entertainment Awards Best Lead Actress In A Film Ayamma Ahọpụtara

Ihe ndetu[dezie | dezie ebe o si]

  1. Ọtụtụ mmadụ kwuru afọ ọmụmụ ya bụ afọ 1988. Agbanyeghị, n'ajụjụ ọnụ e mere na Jenụwarị n'afọ 2016, Etomi gwara Pulse Nigeria na ọ dị afọ 29.

Ebe m si dee[dezie | dezie ebe o si]

  1. Adesua Etomi
    Banky W (Her Husband)

    Adesua Etomi: Life of a ‘first class’ graduate turned screen diva as she celebrates another year. Nigerian Entertainment Today. Retrieved on 24 February 2019.

  2. Adesua Etomi: 5 movies featuring Africa's best actress of the year. Retrieved on 8 February 2020.
  3. Biography/Profile/History Of Nollywood Actress Adesua Etomi. Archived from the original on 2017-11-23. Retrieved on 2020-11-06.
  4. The Amazing Life of Adesua Etomi.
  5. Biography/Profile/History Of Nollywood Actress Adesua Etomi. Archived from the original on 2017-11-23. Retrieved on 2020-11-06.
  6. 10 wonderful things to know about Adesua Etomi.
  7. Adesua Etomi Biography.
  8. Full Interview: Nollywood Actress Adesua Etomi Chats With Pulse TV.
  9. Africa's Best Actress of the Year; Adesua Etomi.
  10. Birthday Turnup! Nollywood Actress Adesua Etomi Celebrates with Gideon Okeke, Gbenro Ajibade, Osas Ighodaro, Linda Ejiofor & More.
  11. Nollywood Actress Adesua Etoni: I'm from Esan Tribe from Edo State, My Mother is Yoruba.
  12. NET Films: Watch O.C Ukeje and Adesua Etomi in new movie The Arbitration - Nigerian Entertainment Today - Nigeria's Top Website for News, Gossip, Comedy, Videos, Blogs, Events, Weddings, Nollywood, Celebs, Scoop and Games (28 July 2016).
  13. ‘The Wedding Party’ of Banky W and Adesua Etomi - Premium Times Nigeria (11 November 2016).
  14. Nollywood Movie 'Falling' Which Stars Desmond Elliot And Adesua Etomi To Hit Cinemas In September - Nigerian Entertainment Today - Nigeria's Number 1 Entertainment Daily (13 August 2015).
  15. 'Falling' to Premiere Tomorrow with Adesua Etomi, Blossom Chukwujekwu & Kunle Remi - Watch the Trailer.
  16. Adesua Etomi Best Actress 2016 AMVCA ▷ All News ▷ Naij.com.
  17. This Movie Trailer is a Must Watch! Linda Ejiofor, Femi Branch, Jide Kosoko, Tope Tedela & More in 'Out of Luck'. BellaNaija.
  18. "Couple of Days": Watch Adesua Etomi, Falz, Enyinna Nwigwe, Kiki Omeili in behind the scenes.
  19. MTV Shuga Behind the Scnenes - Adesua Etomi talks about her character Sheila in MTV Shuga 4. Archived from the original on 2018-11-02. Retrieved on 2020-11-06.
  20. MTV Shuga character profile - Sheila. Archived from the original on 2015-12-05. Retrieved on 2020-11-06.
  21. Are You Ready for 'Lasgidi Cops: Special Crimes Unit'? Watch the Trailer of the Crime Series starring Joke Silva, Bimbo Akintola & More!. BellaNaija (3 June 2016).
  22. Actress, Adesua Etomi covers Vogue with 13 other ‘global superstars’.
  23. It’s no movie, BankyW and actress Adesua Etomi announce engagement. Premium Times (3 May 2017). Retrieved on 3 May 2017.
  24. "See photos of Banky W and Adesua Etomi at their introduction ceremony", 2017-05-06. Retrieved on 2017-05-25.
  25. #BAAD2017: Presents Banky W and Adesua Etomi’s White Wedding. Archived from the original on 5 August 2018. Retrieved on 26 November 2017.
  26. Meet the Stars of Gidi Up, Season 2. Encomium Magazine. Archived from the original on 2018-09-23. Retrieved on 2020-11-06.
  27. Edwin Ikenna Madu: Reviewing ‘Lasgidi Cops – Special Crimes Unit’. BellaNaija.
  28. Adesua Etomi, Sharon Ezeamaka, Others: TV series stars spend time with fans ahead of season. pulse.ng.
  29. Watch episode 8 of "MTV Shuga: Down South".
  30. Cast - MTV Shuga.
  31. 2014: New faces to watch in Nigerian arts. Archived from the original on 2014-01-04. Retrieved on 2020-11-06.
  32. Majmua Theatre brings Band Aid, the Christmas edition to the Muson [DETAILS - YNaija].
  33. THE RETURN OF SARO THE MUSICAL, Articles - THISDAY LIVE. Archived from the original on 2015-07-08. Retrieved on 2020-11-06.
  34. Chidumga Izuzu (29 June 2015). 'Golden Movie Award': Nse Ikpe Etim, Adesua Etomi, OC Ukeje win big. pulse.ng.
  35. Archived copy. Archived from the original on 2015-07-19. Retrieved on 2020-11-06.
  36. Adesua Etomi Wins Best Actress At Eloy Awards 2015 - Nigerian Entertainment Today - Nigeria's Number 1 Entertainment Daily (30 November 2015). Archived from the original on 3 March 2016. Retrieved on 6 November 2020.
  37. Izuzu. AMVCA 2016: Adesua Etomi beats Genevieve Nnaji to win 'Best Actress'.