Stella Damasus
Ọdịdị
Stella Damasus
| Ụdịekere | nwanyị |
|---|---|
| Mba o sị | Naijiria |
| Aha n'asụsụ obodo | Stella Damasus |
| Aha ọmụmụ | Stella Damasus |
| Aha enyere | Stella |
| Ụbọchị ọmụmụ ya | 24 Eprel 1978 |
| Ebe ọmụmụ | Àsàbà |
| Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | English, pidgin Naịjirịa |
| Ọrụ ọ na-arụ | onye na-abụ abụ, omee |
| Ụdị ọrụ ya | theater arts, music |
| Ebe agụmakwụkwọ | University of Lagos |
| Ebe obibi | Naijiria |
| Oge ọrụ ya (mmalite) | 1992 |
| Ụcha ntụtụ isi | Ntụtụ ojii |
| Ụcha ime anya | brown |
| Ngwa egwu | olu egwụ |
| Webụsaịtị | https://www.stelladamasus.com |
| Nnọchiaha nkeonwe | L484 |
Stella Damasus (bu onye amuru na onwa April na ubochi 24, afo 1978) o bu Nigerian ma na obu onye na bu abu na onye na omee. A hoputara ya maka Best Actress in a Leading Role na Africa Movie Academy Awards na 2009. O meriri Onyinye maka Onye Nwunye Okike kacha mma na Nigeria Entertainment Awards na 2007 na 2012 O meriri ihe omuma maka Best Actress maka ihe nkiri ndi di ohuru abuo na otu nwa n'ikike akara ngosi di na Houston, Texas.
Ndu Mbido
[dezie | dezie ebe o si]A muru Stella Damasus na Benin City, Edo State na Nigeria.O nwere umunne ndi nwanyi ano. o tolu na Benin City ebe o mechera .ihe ka ukwuu n'ime akwụkwọ agụmakwụkwọ ya. Mgbe o di afo iri na ato, Stella moved to Asaba in Delta State with her family where she finished her secondary school education.