Tellurion

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

A tellurion (nke a na akpọkwa tellurian, tellurium, ma aha ọzọ bụ loxocosm), bụ elekere, nke sitere na French ma ọ bụ Switzerland, nke usoro na egosi etu ehihie, abalị, na oge si eme site na ntụgharị na ntụziaka nke Ụwa na axis ya na usoro ya gburugburu Anyanwụ. Oge elekere ahụ na egosipụtakwa afọ nke Ọnwa na kalenda afọ anọ (na adịgide adịgide). [1]

Ọ nwere njikọ na orrery, nke na egosi ọnọdụ na mmegharị nke mbara ala na ọnwa na Usoro anyanwụ na ihe nlereanya heliocentric.

Okwu tellurion sitere [2] Latin tellus, nke pụtara "ụwa".

 

Hụkwa[dezie | dezie ebe o si]

Ihe odide[dezie | dezie ebe o si]

  1. De Carle (1988). Watch and Clock Encyclopedia. London: NAG/Robert Hale. 
  2. Shipley (2001). The Origins of English Words: A Discursive Dictionary of Indo-European Roots. JHU Press. ISBN 0801867843. 

Njikọ mpụga[dezie | dezie ebe o si]

Àtụ:Solar System models