Teni (singer)

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Teni
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
aha n'asụsụ obodoTeniola Apata Dezie
Aha ọmụmụTeniola Apata Dezie
Aha enyereTeniola Dezie
aha ezinụlọ yaApata Dezie
aha pseudonymTeni Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya23 Disemba 1993 Dezie
Ebe ọmụmụLagos Dezie
nwanneNiniola Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee Dezie
Ọrụ ọ na-arụonye egwu, onye na-abụ abụ Dezie
ebe agụmakwụkwọApata Memorial High School Dezie
oge ọrụ ya (mmalite)2016 Dezie
agbụrụNdi Yoruba Dezie
Ụcha ime anyabrown Dezie
ụcha ntụtụ isiNtụtụ ojii Dezie
Ọrụ ama amaUyo Meyo Dezie
nnọchiaha nkeonweL484 Dezie

Teniola Apata, onye amara dị ka Teni, bụ nwaafọ Nigeria na-eti na ede egwu. Ọ na-emekwa ndị mmadụ obi ụtọ. [1] [2]

Teni bụ nwanne Niniola onye Nigeria na- agụ egwú . [3] Ọ gụrụ akwụkwọ n' Apata Memorial High School O nwetara nzere digiri na ''business adminstration'' na American InterContinental University. [4]

Ọrụ[dezie | dezie ebe o si]

Teni wepụtara egwu izizi ya "Amen" mgbe ọ bịanyere aka na Shizzi 's Magic Fingers Records. [5] Ọ hapụrụ ụlọ ọrụ Shizzi wee banye na Dr. Dolor Entertainment n'afọ 2017. [6] Teni malitere iwu ewu mgbe ọ wepụtara egwu ya akpọrọ Fargin" n'ọnwa Septemba n'afọ 2017. O wusiwere ike mgbe o wepụtara egwu ya bụ "Askamaya", " Case" na "Uyo Meyo".[7] "Askamaya" nwetara ọnọdụ onye nke iri na ise na MTV Base nhọpụta mmadụ iri abụọ egwu ha kacha mma n'afọ 2018. [8]

Teni nwere meri dika Rookie of the Year n'afọ 2018 Headies Awards, ma nwetekwa ihe nrite dika onye ntolite a na-ele anya n'afọ 2018 na mmemme Nigeria Entertainment Awards. [9] O merikwara dika onye kacha eme egwu nka n'afọ 2018 na mmemme Soundcity MVP Awards Festival.[10] NotJustOk họpụtara ya ya dika onye nke asatọ n'ime mmadụ iri ndị egwu ha kacha ekpo ọkụ na Naijiria. [11] Aha ya pụtara na Premium Timesdika otu n'ime mmadụ na-akpa ike n'egwu na ewu ewu n'ebe niile n'afọ 2018. [12]

N'ụbọchị iri abụọ n'ọnwa Febuarị n'afọ 2019, Egosiri Teni YouTube Music' dika oti egwu na ewu ewu ma na ede ude n'uto. [13]Ka ọnwa Mee dị na mkpụrụ ụbọchị atọ,n'afọ 2019, O wepụtara vidio egwu ya akpọrọ "Sugar Mummy". Ka ọnwa Juun dị na mkpụrụ ụbọchị iri na anọ n’afọ 2019, ọ wepụtara egwu ọhụụ akpọrọ “Power Rangers”. [14]

Ndọnye ukwu[dezie | dezie ebe o si]

N'ọnwa Machị, n'afọ 2019, Teni bịanyere aka na nkwado Tom Tom, ihe nracha nke ụlọ ọrụ Cadbury Naijiria mepụtara. [15]

Egwu[dezie | dezie ebe o si]

EP[dezie | dezie ebe o si]

  • Billionaire (2019) [16]
  • The Quarantine Playlist (2020) [17]

Egwu ya ndị ahọrọ[dezie | dezie ebe o si]

Dị ka onyeisi oti egwu
Afọ Aha egwu Alụbọm
afọ 2016 rowspan="11"n/a|Non-album single
afọ 2017 "Fargin"
afọ 2018 "Wait"
"Pareke"
''Lagos''
"Askamaya"
"Fake Jersey"
"Shake Am"
Case"
"Pray"
" Uyo Meyo "
2019 rowspan="3"Àtụ:N/a
"Sugar Mummy"
"Power Rangers"
2020 Àtụ:N/a
Dị ka onye egosiri na-eti egwu
Afọ Aha Album
2018 rowspan="3" Àtụ:N/a
"Pray"
"Aye Kan" (Shizzi na-egosi Teni na Mayorkun )
Ide ederede
Afọ Aha Album
2017 Àtụ:N/a

Nturuugo[dezie | dezie ebe o si]

Afọ Mmemme nturu ugo Onyinye Onye natara onyinye a Mpụtara Ref
afọ 2018 The Headies Rookie of the Year Onwe ya O meriri [18]
Soundcity MVP Awards Festival Best New Artist O meriri [19]
Nigeria Entertainment Awards Most Promising Act to Watch O meriri
afọ 2019 BET Awards Best New International Act O meriri [20]
The Headies 2019|The Headies Best Pop Single "Case (Teni song)|Case" O meriri [21]
Song of the Year A họpụtara ya
Best Recording of the Year "Uyo Meyo" O meriri
Best R&B Single A họpụtara ya
Viewer's Choice Onwe ya O meriri
Best Vocal Performance (Female) Teni for "Uyo Meyo" O meriri
MTV Europe Music Awards Best African Act onwe ya A họụtara ya [22]
afọ 2020 Soundcity MVP Awards Best female MVP Onwe ya O meriri [23]

Reference[dezie | dezie ebe o si]

  1. "Teni rules, here's the proof", The FADER, 18 October 2018. Retrieved on 11 November 2018.
  2. "Teni Makanaki's Strides to Stardom", This Day, 26 October 2018. Retrieved on 5 November 2018.
  3. "My love for Niniola stronger than music –Teni Entertainer", Punch Newspapers. (in en-US)
  4. "SPOTLIGHT: My late father will be proud that his legacy is untarnished, says Teni", The Cable.
  5. Shizzi's Magic Fingers Records Presents: Teni - "Amen" » tooXclusive (en-US) (2016-12-23).
  6. "Teni Entertainer is one of Nigeria's fastest rising musicians". (in en-US)
  7. Teni rules, and here's the proof (en).
  8. MTV Base Top 20 Hottest Naija Tracks of 2018 » tooXclusive (en-US) (2018-12-23).
  9. HEADIES 2018:Teni Entertainer Wins 'Rookie Of The Year' Award (en-GB) (2018-05-05).
  10. editor (2019-01-11). Teni Gets Emotional after Winning Best New Act at Soundcity MVP Awards (en-US).
  11. The 10 Hottest Artists In Nigeria #TheList2018: #8 – Teni (en-US) (2018-12-27).
  12. Six Nigerian breakout stars, viral sensations of 2018 (en-GB) (2018-12-27).
  13. Teni Gets Featured As YouTube's 'Trending Artist On The Rise' (en-US) (2019-02-20).
  14. "Teni drops new single, "Power Rangers"", 14 June 2019.
  15. Five Nigerian celebrities who bagged major endorsement deals in 2019 (April 16, 2019).
  16. Teni - "Billionaire" EP - TrendyBeatz.
  17. Teni - "The Quarantine Playlist" EP ft DJ Neptune - Trendybeatz.
  18. "Headies Awards 2018: Full list of categories, winners", Daily Post, 6 May 2018.
  19. Kehinde, Opeyemi. "SoundCity MVP Awards: Full list of winners", Daily Trust, 6 January 2019.
  20. Burna Boy, Teni, Mr Eazi nominated for BET awards (17 May 2019).
  21. Headies 2019: Here are all the winners at the 13th edition of music award. Pulse Nigeria (October 20, 2019).
  22. 2019 MTV EMA Nominees: Burna Boy, Teni, Nasty C & More for Best African Act. Native (October 4, 2019).
  23. https://www.okayafrica.com/full-list-of-2020-soundcity-mvp-award-winners-nigerian-music/